Atef Salem

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Atef Salem
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịEgypt Dezie
aha n'asụsụ obodoعاطف سالم Dezie
Aha enyereAtef Dezie
aha ezinụlọ yaSalem Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya23 Julaị 1927 Dezie
Ebe ọmụmụSudan Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya30 Julaị 2002 Dezie
Ebe ọ nwụrụCairo Dezie
Asụsụ obodoEgyptian Arabic Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaArabic, Egyptian Arabic Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye nhazi ndu ihe nkiri, onye nhazi ederede, assistant director Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)1954 Dezie
Oge ọrụ ya (njedebe)2001 Dezie
ụdị metụtaraCategory: Ihe nkiri nke Atef Salem duziri Dezie

Atef Salem (23 Julaị 1927 - 30 Julaị 2002) bụ onye nduzi ihe nkiri nke Ijipt.[1] O duziri ihe nkiri ịrị atọ na abụọ n'agbata afọ 1954 na afọ 2001. Ọtụtụ n'ime ihe nkiri ya bụ onye edemede Naguib Mahfouz dere.[2] E tinyere ihe nkiri ya nke 1967 Khan el khalili n'ime 5th Moscow International Film Festival.[3]

Ihe nkiri ndị a họọrọ[dezie | dezie ebe o si]

  • Om El Arrousa (Nne nke Nwunye) (1963)
  • Nwunye si Paris (1966)
  • Khan el khalili (1967)

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. Obituary: Atef Salem(1927-2002). ahram.org. Retrieved on 2011-11-05.
  2. Adel Darwish, 'Obituary: Atef Salem ; Social realist of Egyptian cinema', The Independent, 20 August 2002. Online at HighBeam.
  3. 5th Moscow International Film Festival (1967). MIFF. Archived from the original on 16 January 2013. Retrieved on 2012-12-16.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]