Attahiru Bafarawa

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Attahiru Dalhatu Bafarawa
Governor of Sokoto State
[[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]]
In office
Àtụ:En dash range
Preceded byRufai Garba
Succeeded byAliyu Magatakarda Wamakko
Personal details
Born (1954-11-04) 4 Novemba 1954 (age 69)

Alhaji Attahiru Dalhatu Bafarawa (amụrụ na ubochi anọ na onwa Nọvemba n'afọ 1954) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria bụ onye bụ gọvanọ nke Sokoto Steeti na Naijiria site na ubochi iri abụo na iteolu nke onwa Mee na af 1999 wee ruo 29 Mee na afọ 2007. [1]

Ọ bụ onye kansụl gọọmentị ime obodo na-ahụ maka agụmakwụkwọ. N'afọ 1979, ọ gbara ọsọ na-enweghị ihe ịga nke ọma maka ntuli aka na House of Representatives na ikpo okwu nke Great Nigeria Peoples Party (GNPP). Ọ bụ onye otu National Constitutional Conference nke afọ 1994 wee rụọ afọ 1995, n'oge ọchịchị ndị agha nke Sani Abacha.Ọ bụ onye guzobere United Nigeria Congress Party (UNCP - 1997) na All People's Party (APP - 1998). [2]

[2]'afọ 1999, a họpụtara ya dịka gọvanọ nke Sokoto Steeti na ikpo okwu nke All Nigeria Peoples Party (ANPP), a họpụtakwara ya ọzọ maka ANPP n'afọ 2003. Na ọnwa Machị n'afọ 2002, ụlọ ikpe Sharia na Sokoto Steeti tọhapụrụ nwanyị dị afọ iri atọ na ise Safiya Hussaini, onye a mara ikpe ọnwụ site na ịtụ ya nkume mgbe a mara ya ikpe ịkwa iko. Minista ikpe nke Naịjirịa kwupụtara na Sharia megidere iwu. Otú dị, Attahiru Bafarawa kwuru na steeti Sharia agaghị agbaso nkwupụta a.

  1. Sokoto State Government. Sokoto State. Archived from the original on 3 June 2009. Retrieved on 7 December 2009.
  2. 2.0 2.1 Dickson. "Bafarawa: Ahead on merit", The Sun Publishing Limited, 23 March 2007. Retrieved on 12 April 2008.