Atul Bora Sr.
Ọdịdị
Atul Bora | |
|---|---|
| Member of Legislative Assembly Dispur constituency | |
| Assumed office 2016 | |
| Preceded by | Akon Bora |
| Personal details | |
| Born | 7 Eprelụ 1960 |
| Nationality | Indian |
| Political party | Bharatiya Janata Party |
| Alma mater | Gauhati University |
| Occupation | Politician |
Atul Bora bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Bharatiya Janata sitere na Assam. A họpụtara ya na ntuli aka ndị omebe iwu Assam na 1985 ruo 1996 yana na 2016 site na Dispur.[1] [2] [3] Ọ bụ onye guzobere Asom Gana Parishad. Ọ sonyeere Bharatiya Janata Party na 2013.[4] Ọ bụkwa onye ozi na gọọmentị Prafulla Kumar Mahanta.