Ọgọstụ
Ọdịdị
(Ebugharirị ịhụ site na August)
Ọgọst
| obere ụdị nke | month of the Gregorian calendar |
|---|---|
| Akụkụ nke | Julian calendar, Gregorian calendar, Swedish calendar |
| aha njirimara | августа, sierpnia, Chakra yapuy killa, Weodmonðes, srpna |
| aha mkpirisi | Aug, Aug, Αύγ. |
| A gụrụ aha | Augustus, Sultan of the Seljuks Alp Arslan, Ihe ubi, sickle |
| na-esochi | July |
| ndị sotere | Septemba |
| gosiputara ya | Allegory of August, August |
Na iguafọr Gregorian, Ọgọọst bu onwa asato na afo, bu otu onwa n'ime asaa nwere ubochi ruru 31 (iri ato na otu) n'ime wo. Na mgbe gara-aga, Ọgọọst bula onwa isii ma mgbe adila kpo ya Sextilis. Otu afo nwela onwa iri mgbe ahu. Ubochi kena, afo nwere onwa iri na abuo.