Ọgọstụ
Ọdịdị
(Dupụ̀rụ̀ sì August)
Ọgọst
obere ụdị nke | month of the Gregorian calendar |
---|---|
Akụkụ nke | Julian calendar, Gregorian calendar, Swedish calendar |
aha njirimara | августа, sierpnia, Chakra yapuy killa, Weodmonðes, srpna |
A gụrụ aha | Augustus, Sultan of the Seljuks Alp Arslan, Ihe ubi, sickle |
na-esochi | July |
ndị sotere | Septemba |
Na iguafọr Gregorian, Ọgọọst bu onwa asato na afo, bu otu onwa n'ime asaa nwere ubochi ruru 31 (iri ato na otu) n'ime wo. Na mgbe gara-aga, Ọgọọst bula onwa isii ma mgbe adila kpo ya Sextilis. Otu afo nwela onwa iri mgbe ahu. Ubochi kena, afo nwere onwa iri na abuo.