Auriol Batten

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Auriol Batten
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịSouth Africa Dezie
Aha ọmụmụAuriol Ursula Luyt Taylor Dezie
aha ezinụlọ yaBatten Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya3 Maachị 1918 Dezie
Ebe ọmụmụPietermaritzburg Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya3 Jụn 2015 Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụbotanical illustrator, botanical collector Dezie
ikike nwebiisinka dị ka onye okikeỌrụ nwebiisinka chekwara Dezie
collection items atRoyal Botanic Garden Edinburgh Dezie

Auriol Ursula Luyt Batten (née Taylor) (2 March 1918, na Pietermaritzburg - 2 June 2015, na East London) bụ onye South African n'eme gbasara ihe atụ ihe ọkụkụ.[1]


Auriol Batten nwetara B.Sc. na botany na Mahadum Natal na Pietermaritzburg, ma mụọ gbasara nka na Durban Technical College. O biri na East London mgbe ọ lụsịrị di ma malite ịse gbasara okooko ọhịa.

Ya na nwa nwanne nna ya mekọrọ òtite ihe atu, bu Hertha Bokelmann, onye na-ese onyinyo nke 'Wild Flowers of the Eastern Cape Province' (1966) na 'Wild Flowers of the Tsitsikama' (1967). O tere ihe ọtụtụ n'ihe odide niile nke akwụkwọ ya 'Flowers of Southern Africa' (1986), ma nye mba ahụ onyinye akwụkwọ nke mbụ , ka e debe ya na National Botanical Institute na Pretoria.[2]

Auriol Batten natara ihe nrite ọla edo site n'aka ndị Royal Horticultural Society maka ihe atụ ọ gosiputara na akwụkwọ 'Flowers of Southern Africa' na nzere doctorate site na Mahadum Rhodes.. Enyere ụfọdụ osisi aha maka ya, osisi ndị dị ka Lachenalia aurioliae, Albuca batteniana, Polycarena batteniana na Diascia batteniana .

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Dr Auriol Batten (en). BOTANICAL ART & ARTISTS. Retrieved on 2021-01-19.
  2. World mourns death of artist (en-ZA). DispatchLIVE. Retrieved on 2021-01-19.