Óká
Ọdịdị
(Dupụ̀rụ̀ sì Awka)
Ọká
mba/obodo | Naijiria |
---|---|
isi obodo nke | Anambara Steeti |
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Anambara Steeti |
dị na mpaghara oge | UTC+01:00 |
nhazi ọnọdụ | 6°12′0″N 7°4′0″E |
Nkwekọrịtara oke ala | Nibo |
Ọka bu ịsị óche Ȯra Anambra (Anambra State)
Ihu igwe
[dezie | dezie ebe o si]Ọnodu ihu igwe nke Ọka bụ Udummiri na Ọkọchị. Okpomọkụ nke Obodo a na ebido karị na (28.99*c rue na 84.18*f)
Oge Udummiri na ebido karị na ọnwa Apurelu rue na ọnwa Ọktoba afọ ọbụla.
Oge Ọkọchị na ebido karị na ọnwa Ekeresimesi rue na ọnwa Maachị.
Na oge Ọkọchị, ana enwe oge Uguru nke na- ebido ọnwa Ekeresimesi ma kwụsị na ọnwa nke mbụ nke afọ.
Ọka so ná Steeti nke Mgbanwe ihu igwe na enye nsogbu nke ukwu n'ime Naijiria
Mgbanwe ihu igwe na eme ka Idei mmiri na mbuze na enye kwa nsogbu na Steeti a.
Lee nke ozo
[dezie | dezie ebe o si]