Aya El Shamy

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Aya El Shamy
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịEgypt Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya27 Novemba 1995 Dezie
Asụsụ obodoEgyptian Arabic Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaArabic, Egyptian Arabic Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye egwuregwu volleyball Dezie
ụdị egwuregwuvolleyball Dezie

Aya El Shamy (amuru 27 Nọvemba 1995) bu onye egwuregwu bọọlụ volleyball nke Egypt. Ọ bụ akụkụ nke otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị mba Egypt .

Ọ meriri ihe nrite ọla edo na 2011 Pan Arab Games . [1] Na ọkwa klọb ọ gbara maka El Shams Club na 2011.

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Team Roster – Egypt. arabgames2011.qa. Archived from the original on 9 January 2012. Retrieved on 16 February 2012.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]