Ayanda Bans

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ayanda Bans
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịSouth Africa Dezie
Aha enyereAyanda Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jiMember of Provincial Parliament of Western Cape Dezie

Ayanda Precious Bans bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị South Africa na-eje ozi dị ka onye otu Western Cape Provincial Parliament kemgbe Mee, na afọ 2019. Ọ bụ onye otu African National Congress ma na-anọchiteanya mpaghara Central Karoo.

Akụkọ ndụ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Bans na Murraysburg na Cape Province gara aga. O nwere akara ugo mmụta na Mahadum nke Western Cape . Ọ rụrụ ọrụ na ngalaba mmepe akụ na ụba nke Central Karoo ruo ihe dị ka afọ iri na abụọ.[1]

Bans jere ozi na African National Congress na league ụmụ nwanyị ya n'ọkwá dị iche iche, gụnyere dịka osote odeakwụkwọ mpaghara na dịka onye na-ahụ maka akụ na ụba mpaghara. Ọ bụkwa onye njikwa ntuli aka mpaghara nke pati ahụ.[1]

Tupu ntuli aka mpaghara Western Cape nke afọ 2019, e debere ya na nke iri na atọ na ndepụta ndị ANC na-azọ ọkwa na Western Cape Provincial Parliament. A họpụtaghị Bans mana Ebrahim Rasool jụrụ oche ya n'ụbọchị a ṅụrụ iyi na ndị omeiwu mpaghara ọhụrụ. Ndị otu ahụ họọrọ ya ka ọ jupụtara n'oche ya, a ṅụrụ ya iyi n'echi ya na 23 Mee.[2]

Ebenside[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 Daniels. "'Proud rural woman' Bans ready to make the most of taking Rasool's seat", IOL News, 29 May 2019. Retrieved on 23 June 2020.
  2. Brandt. "WC ANC announces new member to replace Ebrahim Rasool", EWN, 28 May 2019. Retrieved on 23 June 2020.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

  • Ayanda Precious Bans at People's Assembly
  • Hon Ayanda Bans. Western Cape Provincial Parliament (WCPP). Archived from the original on 23 June 2020. Retrieved on 23 June 2020.