Ayisha Fuseini

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ayisha Fuseini
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịGhana Dezie
aha n'asụsụ obodoAyisha Fuseini Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ọchụnta ego Dezie

Ayisha Fuseini bụ onye ọchụnta ego na Ghana . Fuseini bụ onye tọrọ ntọala ma bụrụ onye nke ụlọọrụ a na-akpọ Asheba Enterprise dedebanyere aya n'afọ 2a 2013 na Ghana, [1]ụlọọrụ na-arụ ọrụha na ihe karịr ụmụ nwanyị arị isii n'uime obodondị dị nna Tamale; Mpaghara ugwu . O hiwere ụlọ ọrụ nhazi nke na-ebelata ọrụ nke ụmụ nwanyị ya na ha na-arụkọ ọrụ. Ụlọ ọrụ ya na-enyekwa ọrụ ego iji kwado ụmụ nwanyị na azụmahịa Shea. [2] [3] [4] Ụlọ ọrụ ya na-emepụta ihe mara mma dị ka ncha, ude ahụ na ngwaahịa ndị ọzọ na-eji, akwa shea butter . Ọ bụkwa onye na-ebubata shea butter yinye ụlọ ahịa The Body Shop[5] [3]

Ndụ onwe[dezie | dezie ebe o si]

Ayisha bụ nne ji ụmụ atọ mana ọ gbara alụkwaghịm. [6]

Agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

O ji nzere diploma na Business Administration, e wee huta ya dị ka onye mmemme azụmahịa nke itinye ego site na Invest in Africa's (IIA) Business Linkage Program (BLP) na 2016. [6] [7]

Ihe nrite[dezie | dezie ebe o si]

O ritere ihe nrite abụọ nke otu Invest in Africa na January 2018: Female Entrepreneur of the Year (2018)[5] and Business Innovation of the Year.[7]

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. Home (en-US). Asheba Shea Butter. Archived from the original on 2019-11-03. Retrieved on 2019-11-03.
  2. "MTN Heroes of Change: Ayisha Fuseini empowers shea butter processers", B&FT Online, 29 March 2018. Retrieved on 19 April 2019.
  3. 3.0 3.1 "Going Places: Girls' Education in Ghana", Al Jazeera, 31 October 2015. Retrieved on 19 April 2019.
  4. News Ghana, MTN Heroes of change brief on 10 Finalists (April 3, 2018) (Retrieved 19 April 2019)
  5. 5.0 5.1 Global Cosmetics News, THE BODY SHOP SHEA BUTTER SUPPLIER AYISHA FUSEINI NAMED FEMALE ENTREPRENEUR OF THE YEAR AT THE INVEST IN AFRICA AWARDS by Georgina Caldwell, February 23, 2018, (Retrieved 19 April 2019)
  6. 6.0 6.1 La convivencia de cuatro esposas y un marido es difícil. La Vanguardia (2019-02-07). Retrieved on 2019-03-23.
  7. 7.0 7.1 Graphic Online News, Invest in Africa to celebrate high-performing SMEs at 2nd SME Excellence Awards (January 26, 2019) (Retrieved 19 April 2019)