Ayman Cherkaoui

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ayman Cherkaoui
Born
NationalityMoroccan
Education
OccupationLawyer
Known forEnvironmental activism
AwardsObama Foundation "Leaders Africa" Program, 2018 Leaders: Africa

Ayman Cherkaoui bụ onye ọka iwu nke mba ụwa na iwu mgbanwe ihu igwe, onye isi nchịkwa nke United Nations Global Compact na Morocco, na onye ndụmọdụ maka mgbanwe ihu igwe nke dị na Centre for International Sustainable Development Law na Montreal Quebec, Canada.[1][2] Cherkaoui na Afọ 2017 ka, akpọrọ aha na nke a na akpọ Emerging Leaders Program na Policy Centre for the New South, na afọ 2018 ka akpọrọ ya aha na Obama Foundation Leaders: Afrịka Program.[3][4]

Agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

Cherkaoui gụsịrị akwụkwọ na Montreal na-enweta Bachelor of Mechanical Engineering na Mahadum McGill, na Bachelor of Laws na Mahadim nke Montreal Faculty of Law. Cherkaoui mechara nweta Master nke Science site na EMLYON Business School na Lyon, France. Na mgbakwunye, Cherkaoui emechaala asambodo Adaptation na Mahadum Oxford, na asambodo njikwa nkwado azụmahịa na Mahadum Cambridge.

Ọrụ ọkachamara[dezie | dezie ebe o si]

Cherkaoui jere ozi dị ka onye ndụmọdụ pụrụ iche maka Mgbanwe ihu igwe na Mkparịta ụka nye Minista nke Gburugburu Ebe Obibi, Morocco, onye ndụmọdụ pụrụ oke na UNFCCC COP22 Presidency, yana dị ka ọkachamara na Mgbanwe ihu ọha na Deutsche Gesellschaft für Internationale Zusammenarbeit (GIZ). Na mbụ, Cherkaoui rụrụ ọrụ dị ka onye ndụmọdụ maka VALYANS Consulting, International Air Transport Association, na Air Liquide.

Ọrụ ya na-elekwasị anya na mkparịta ụka teknụzụ n'okpuru UNFCCC na ihe ọhụrụ iwu iji kwado mgbanwe na ibelata mba ndị nwere nsogbu ihu igwe.

Akwụkwọ ndị ọ bipụtara[dezie | dezie ebe o si]

Cherkaoui nyere aka n'ọtụtụ edemede ndị ọkà mmụta a na akpọ akụkọ teknụzụ.

Ndemsibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Country Profile: Morocco. UN Global Compact, Morocco. Retrieved on 2018-12-19.
  2. Ayman Cherkaouio. CISDL. Archived from the original on 2018-12-20. Retrieved on 2018-12-19.
  3. Ayman Cherkaoui. Policy Center for the New South. Retrieved on 2018-12-19.
  4. 3 Moroccans Selected among Obama Foundation’s Young African Leaders. Morocco World News. Retrieved on 2018-12-19.

Ihe ndekọ ndị a họọrọ[dezie | dezie ebe o si]