Azana (singer)

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Makhosazana Masongo
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịSouth Africa Dezie
Ụbọchị ọmụmụ yaSeptemba 2000 Dezie
Ebe ọmụmụDurban Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụsinger-songwriter Dezie

Makhosazana Masongo (amụrụ n'ọnwa Septemba afọ 2000), onye a maara dịka Azana bụ onye South Africa na-agụ egwu na onye na-ede egwu.[1] A mụrụ ya ma zụlite ya na Chesterville, ọrụ egwu ya malitere mgbe ọ dị afọ iri na ise. N'ịbụ onye bịanyere aka na nkwekọrịta ndekọ na Big City Dreams,Albọm Studio mbụ nke Azana bụ Ingoma (2020), pụtara n'oge nhọrọ mbụ na South Africa. Ọ bụ egwu "Your Love" bụ nke ụlọ ọrụ Recording Industry of South Africa (RiSA) kwadoro platinum abụọ.

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

E wepụtara egwu ya "Your Love" n'ọnwa Mee afọ 2020, nke Taffy Da Don mepụtara.[2] Egwu a bụ ihe ịga nke ọma n'ahịa nke ụlọ ọrụ Recording nke South Africa (RiSA) kwadoro platinum abụọ.

E wepụtara abọm studio mbụ ya bụ Ingoma n'onwa Julaị ụbọchị iri na asaa , n'afọ 2020.[3] Abọm ahụ ruru ọnụ ọgụgụ mbụ na chattị Apple Music Pop .[4][5] O gosiputara Afriikan Papi , Disciples of the House, na Sun-El Musician.

Na mmemme nke iri abụọ na asaa nke South African Music Awards, a họpụtara Ingoma maka Best Afro Pop Album na Newcomer of the Year.[6][7]

Ná mmalite ọnwa Eprel 2020, afọ Azana pụtara na "Uhuru" otu egwu nke onye South African DJ Sun-El Musician.[8][9]

O sonyeere na Platoon's compilation album African Lullabies Part 1, n'ọnwa Ọktọba afọ 2021.[10][11]

E wepụtara egwu Azana "Higher" n'abalị atọ nke ọnwa Disemba afọ 2021.[12]

Discografị[dezie | dezie ebe o si]

  • Ingoma (2020)

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Ndlovu (2021-11-11). Azana Biography: Who Is the Durban-Born Rising Musical Artist?. Retrieved on 2022-03-20.
  2. Tjiya (2021-07-31). Azana wants to be queen of SA music. Sowetan LIVE. Retrieved on 2022-04-01.
  3. Ntsinde. Azana Announces Her Arrival In The Industry With New Album, "Ingoma". Retrieved on 2022-03-20.
  4. Azana's debut album, INGOMA, the #1 Pop album in the country. SA Music Magazine. Retrieved on 2022-03-20.
  5. Apple Music Shines The Spotlight On Durban Singer Azana - Blazon Magazine. Blazon Magazine (2020-08-07). Retrieved on 2022-03-20.
  6. Motumi (2021-07-02). Singer Azana loves music but wants to have law by her side. Independent Online. Retrieved on 2022-03-20.
  7. Mphande (2021-07-30). Songstress Azana chats about her Sama nomination and career. TimesLIVE. Retrieved on 2022-03-20.
  8. Jabulani (6 April 2021). Sun-EL Musician's Upcoming Song "UHURU" Gets A Release Date. Ubetoo.
  9. Israel A (14 July 2020). Sun-El Musician Previews Upcoming Album "Uhuru", With Single Featuring Azana. Ubetoo.
  10. Ami Faku, Msaki, TRESOR, others feature on Platoon's African Lullabies album -. museafrica.com (2021-10-04). Retrieved on 2022-05-12.
  11. Shumba (2021-10-01). SA: Platoon celebrates Kids Music Day with release of African Lullabies album | Music In Africa. Retrieved on 2022-05-12.
  12. Azana releases new single, Higher - SA Music Magazine. SA Music Magazine. Archived from the original on 2021-12-08. Retrieved on 2022-03-24.