Babatunde Lawal Salako

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Babatunde Lawal Salako
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoBabatunde Dezie
Aha enyereBabatunde Dezie
aha ezinụlọ yaSalako Dezie
aha ọmaprofessor Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya23 Julaị 1959 Dezie
Ebe ọmụmụOta Dezie
Dị/nwunyeSaidat Abiola Abiodun Salako Dezie
Asụsụ obodoAsụsụ Yoruba Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụsụ Yoruba Dezie
Ọrụ ọ na-arụnephrologist, university teacher Dezie
ụdị ọrụ yanephrologist Dezie
onye were ọrụMahadum nke Ibadan, University College Hospital Dezie
agbụrụNdi Yoruba Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
kọwara na URLhttps://nimr.gov.ng/nimr/wp-content/uploads/2016/10/Profile-of-Prof-Babatunde-Salako.pdf Dezie

Babatunde Lawal Salako (amụrụ na 23 Julaị 1959) bụ onye okachamara na onye odee Naijiria bụ onye isi ọkachasị nke Nigerian Institute of Medical Research, Yaba Legọs. Salako jere ozi mbụ dị ka onye nduzi ahụike mbụ n'ụlọ ọgwụ mahadum Kọleeji, Ibadan, site n'afọ 1978 ruo 1984.[1]

Mmalite Ndụ na Agụmakwụkwọ Ya[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Salako na 23 Julaị 1959 n'ime ezinụlọ Salako enwere ụmụaka iri na asatọ na Sango Ota na Steeti Ogun. Salako bụ nwa ikpeazụ.[2]

Salako gara ụlọ akwụkwọ Ansar Ud-Deen Practicing School na Ansar-ud-deen College Offa maka asambodo Senior Secondary School tupu ọ gawa Kwara State College of Technology Ilorin wee nweta nzere B.Sc ya na Mahadum Ibadan.[3]

Ọrụ Ya[dezie | dezie ebe o si]

Salako bụ onye eweere n'ọrụ na Mahadum Ibadan, ọ rụọ ọrụ dị ka ọkammụta n'isi ọmụmụ Nephrology na College of Medicine nke Mahadum ahụ wee nọrọkwa n'ọkwa Dọkịta Ọkachamara Honorary Consultant.[3] Salako bụ onye nlekọta ahụike ọsụ ụzọ n'ụlọ ọgwụ mahadum Kọleeji dị n'Ibadan site n'afọ 1978 ruo 1984 wee jee ozi dị ka onye isi ụlọ akwụkwọ kọleji mahadum ahụ site n'afọ 2014 ruo 2016.[1][4]

Salako bụ onye isi ụlọ ọrụ Nigerian Institute of Medical Research ugbu a.[1]

Òtù Ndị Ọ Nọgasị na Ha[dezie | dezie ebe o si]

Ọ bụ onye òtù Nigerian Academy of Science, International Society on hypertension in Blacks, African Society of Human Genetics, International Society of Nephrology, Global Forum for Health Research, na World Heart Federation.[5][6] Ọ bụ onye òtù maka ọzụzụ obibi na ngalaba nke ọgwụ na Mahadum Ibadan.[7]

Akwụkwọ Ndị O Bipụtara[dezie | dezie ebe o si]

  • Health-related quality of life among children/adolescents living with HIV/AIDS in Lagos State, Nigeria.[8]
  • Diabetic nephropathy--a review of the natural history, burden, risk factors and treatment.[9]
  • A meta-analysis identifies new loci associated with body mass index in individuals of African ancestry[10]
  • Seroprevalence of SARS-CoV-2 IgG among healthcare workers in Lagos, Nigeria.[11]
  • Empowerment Through Skill Acquisition and Its Impact on ART Adherence Among HIV-Positive Adults in Lagos, Nigeria during the COVID-19 Pandemic
  • Assessment of global kidney health care status.[12]
  • [13]
  • Blood pressure, hypertension and correlates in urbanised workers in Ibadan, Nigeria: a revisit[14]
  • Global kidney health atlas (GKHA): design and methods[15]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 1.2 https://www.med.cam.ac.uk/blog/scientists-publish- first-real-world-data-from-africa-looking-at-immune-response-to-az-oxford-covid-19-vaccine/
  2. Anyanwu, Christy. "a-bed-to-sleep-on/ Papa akakariri ime m ihe – Prof. Babatunde Lawal Salako", 18 December 2023.
  3. 3.0 3.1 Prof. Babatunde Salako (en-US) (2021 -11-17).
  4. https://www.named.org.ng/webroot/js/tinymce/js/tinymce/plugins/filemanager/depot/Events/INDUCTION%20PROGRAMME%20WEBSITE.pdf
  5. https://nimr.gov.ng/nimr/wp-content/uploads/2016/10/Profile-of-Prof-Babatunde-Salako.pdf
  6. -2/ Zute Prof. Salako, New NIMR DG (2016-12-02).
  7. https://nimr.gov.ng/nimr/wp-content/uploads/2016/10/Profile-of- Prof-Babatunde-Salako.pdf
  8. https://www.researchgate.net/publication/374680251_Health-related_quality_of_life_among_childrenadolescents_living_with_HIVAIDS_in_Lagos_State_Nigeria?_tp=eyJjb250ZXh0Ijp7ImZpcnN0UGFnZSI6Il9kaXJlY3QiLCJwYWdlIjoiX2RpcmVjdCJ9fQ
  9. Diabetic nephropathy--a review of the natural history, burden, risk factors and treatment..
  10. A meta-analysis identifies new loci associated with body mass index in individuals of African ancestry.
  11. https://www.researchgate.net/publication/374481975_Seroprevalence_of_SARS-CoV-2_IgG_among_healthcare_workers_in_Lagos_Nigeria?_tp=eyJjb250ZXh0Ijp7ImZpcnN0UGFnZSI6Il9kaXJlY3QiLCJwYWdlIjoiX2RpcmVjdCJ9fQ
  12. https://www.researchgate.net/publication/375064043_Empowerment_Through_Skill_Acquisition_and_Its_Impact_on_ART_Adherence_Among_HIV-Positive_Adults_in_Lagos_Nigeria_during_the_COVID-19_Pandemic?_tp=eyJjb250ZXh0Ijp7ImZpcnN0UGFnZSI6Il9kaXJlY3QiLCJwYWdlIjoiX2RpcmVjdCJ9fQ
  13. Assessment of global kidney health care status.
  14. Blood pressure, hypertension and correlates in urbanised workers in Ibadan, Nigeria: a revisit.
  15. Global kidney health atlas (GKHA): design and methods.