Baby Cele

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Baby Cele
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya22 Maachị 1972 Dezie
Ebe ọmụmụUmlazi Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)1986 Dezie

Baby Cele - Maloka (amụrụ n' abali iri abụọ Na abụọ nke ọnwa Maachi afọ 1972) bụ onye South Africa na-eme ihe nkiri a mụrụ na Umlazi, KwaZulu-Natal .[1]

Cele nwetara nkwanye ùgwù maka ọrụ ya dị ka Kaltego Rathebe, onye ọ gosipụtara ruo afọ asatọ na ihe nkiri telivishọnke nke na-adigizi nke ndị ntorobịa e.tv <i id="mwFA">Backstage</i>.[2][3] Ọ gara n'ihu na-arụ ọrụ n' ọnọdụ Portia na SABC 1 sitcom My Perfect Family .[4]

N'afọ 2011, ọ gosipụtara ọrụ nke Beauty na obere usoro Shreds & Dreams, dabere na egwuregwu 2004 nke Clare Stopford.[5]

Site n'afọ 2012 ruo afọ 2013, o gosipụtara àgwà Slindile Dludlu na Mzansi Magic telenovela Inkaba . Cele gosikwara dị ka Gasta Cele na ihe nkiri Zabalaza .[6] N'afọ 2016, o gosipụtara àgwà Sibongile Nene na Isidingo .[7]

Ọ bụkwa onye otu egwu <i id="mwLw">Sarafina</i>!. Cele gosipụtakwara agwa ya n' ihe nkiri na egwuregwu Cards.[6]

N'afọ 2018, ọ sonyeere ndị otu telenovela Uzalo, ebe ọ na-egosi àgwà Gabisile Mdletshe .[8]

Ndụ Nke onwe onye[dezie | dezie ebe o si]

Cele lụrụ onye Oji ego achụ ego Thabo Maloka.[9] Ọ bụ nne nke ụmụ abụọ.[10]

Ihe nrite na nhọpụta[dezie | dezie ebe o si]

Afọ Emume Nrite Category Ọrụ A Họpụtara Nsonaazụ Ref.
1996 Ihe nrite Vita onye nwanyi kachasi mma n' isi ihe nkiri. Egwuregwu ahụ Merie [11]
Ihe nrite ime nkiri nke ulo ihe nkiri n' Afrika ihe nrite mba Afrika niile n' ihe nkiri gbasara onye bia ohuru kachasi aputa ihe Jump the Gun Merie
2006 De ihe nrite Golden Horn maka onye nwanyi kachasi tinye aka n' Tv soap Backstage Ahọpụtara
2013 ihe nrite Golden Horn maka onye nwanyi kachasi mma n' ejije ikpa ochi Tv Ezinụlọ m zuru oke Ahọpụtara
2014 ihe nrite Golden maka onye nwanyi kachasi mma n' ejije ikpa ochi Tv Ahọpụtara
2020 ihe nrite Golden Horn maka onye nwanyi kachasi mma n' ihe ejije Uzalo Àtụ:Pending [12]

Edemsibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Up close with Zabalazas Baby Cele. pressreader.com (2015-09-09). Retrieved on 2020-03-09.
  2. This is what the cast of backstage look like 10 years later. channel24.co.za (2017-11-16). Retrieved on 2020-03-09.
  3. Sibusiso Radebes death bring shock and sadness - Backstage. myvirgo.co.za. Archived from the original on 2023-04-04. Retrieved on 2020-03-09.
  4. Baby cele to spread her wings!. iol.co.za. Retrieved on 2020-03-09.
  5. Shreds & Dreams. artlink.co.za. Retrieved on 2020-03-09.
  6. 6.0 6.1 From Sarafina! to Inkaba. iol.co.za. Retrieved on 2020-03-09.
  7. Baby Cele on her new isidingo role. news24.com (2017-07-28). Retrieved on 2020-03-09.
  8. Uzalos Baby Cele there's a bit of Gabi in all of us. timeslive.co.za (2018-08-14). Retrieved on 2020-03-09.
  9. Baby cele pens loved up appreciate post to her hubby. timeslive.co.za (2019-07-06). Retrieved on 2020-03-09.
  10. Mbambo. "Yolisa cele on following in her moms footsteps", channel24.co.za, channel24, 2017-10-04. Retrieved on 2020-03-09.
  11. From the mouth of baby. iol.co.za. Retrieved on 2020-03-09.
  12. 2020 SAFTA nominees. cosmopolitan.co.za. Archived from the original on 3 May 2020. Retrieved on 2020-03-09.