Bahadur Tejani

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Bahadur Tejani
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịKenya Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1942 Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụOdee akwụkwọ Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke Cambridge, University of Nairobi, Makerere University Dezie

Bahadur Tejani (amụrụ n'afọ 1942) bụ onye Kenya na-ede uri, onye na-ede akwụkwọ akụkọ, onye na'ede egwuregwu na onye na-enyocha akwụkwọ.

Tejani nwa nke nne na nna Gujarati. gụrụ akwụkwọ na Mahadum Makerere na Uganda na nkà ihe ọmụma na Mahadum Cambridge na England, tupu ọ nweta PhD na akwụkwọ na Machịum Nairobi, ebe o nwekwara ahụmịhe dị ka onye nkuzi. mechara kụzie na Mahadum Sokoto na Naịjirịa . [1]

E bipụtara akwụkwọ akụkọ mbụ ya, Day After Tomorrow, na 1971; nke a bụ akwụkwọ akụkọ mbụ nke onye India si n'Ebe Ọwụwa Anyanwụ Afrịka dere. na-enyocha echiche nke ọdịbendị postcolonial site na ahụmịhe nke Samsher, onye India lụrụ onye Africa.

Tejani ebipụtala nchịkọta nke uri banyere India, nke akpọrọ The Rape of Literature and Other Poems (1989). Ọrụ ya apụtawokwa na anthologies dị ka Poems from East Africa (1971) na Poems of Black Africa (1975).

Ọrụ Tejani emetụtala ndị edemede Africa ndị ọzọ, dị ka MG Vassanji na Peter Nazareth .

Nkwupụta The Analogy[dezie | dezie ebe o si]

Kpọpụta njehie: <ref> tag with name "CGEAL" defined in <references> is not used in prior text.
Kpọpụta njehie: <ref> tag with name "EAL" defined in <references> is not used in prior text.
Kpọpụta njehie: <ref> tag with name "Gregory" defined in <references> is not used in prior text.

Kpọpụta njehie: <ref> tag with name "McLeod" defined in <references> is not used in prior text.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

E bipụtara akwụkwọ akụkọ mbụ ya, Day After Tomorrow, na 1971; nke a bụ akwụkwọ akụkọ mbụ nke onye India si n'Ebe Ọwụwa Anyanwụ Afrịka dere. na-enyocha echiche nke ọdịbendị postcolonial site na ahụmịhe nke Samsher, onye India lụrụ onye Africa