Jump to content

Barbara Oteng Gyasi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Barbara Oteng Gyasi
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịGhana Dezie
aha enyereBarbara Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya5 Ọktoba 1964 Dezie
Ebe ọmụmụGhana Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, onye ọka iwu Dezie
Ọkwá o jiMember of the 7th Parliament of the 4th Republic of Ghana Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Ghana, Ghana School of Law Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịNew Patriotic Party Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaEfefe Kraịst Dezie

Barbara Oteng Gyasi (amụrụ n'ụbọchị nke 5 n'ọnwa Ọktoba n'afọ 1964) bụ onye ndọrọ juu ndọrọ ọchịchị Ghana na onye bụbu onye omeiwu nke Prestea Huni-Valley nke Western Region nke Ghana.[1] Ọ bụ onye otu New Patriotic Party (NPP), ọ bụkwa osote onye minista na-ahụ maka ala na akụrụngwa na Ghana nakwa onye bụbu minista na njem nleta, ọdịbendị na nka.[2][3][4][5][6][7]

Mbido ndụ na agụmakwụkwọ

[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Gyasi na 5 Ọktoba na afọ 1964.[8] O nwere akara ugo mmụta na Mahadum nke Ghana .[8] O nwere nzere bachelọ nke iwu site na Ghana School of Law .[9]

Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye isi ngalaba iwu na Vivo Energy Ghana Limited site na afo 2012 ruo afọ 2016.[8]

ndọrọ ndọrọ ọchịchị

[dezie | dezie ebe o si]

Dị ka onye NPP, a họpụtara Barbara ka ọ nọchite anya Prestea Huni-Valley Constituency na afọ 2016, mana o nweghị oche na ntuli aka Ghana nke afọ 2020, ebe Wisdom Cudjoe nke National Democratic Congress (NDC) meriri ya.[10]

Ndụ onwe onye

[dezie | dezie ebe o si]

Oteng Gyasi bụ Onye Kraịst.[8]

Ebenside

[dezie | dezie ebe o si]
  1. First Lady inaugurates Huni Valley Health Centre (en-US). Ghanaian Times (2020-02-28). Retrieved on 2022-05-22.
  2. Deputy Ministers. Government of Ghana. Archived from the original on 24 September 2019. Retrieved on 2 August 2017.
  3. Akufo-Addo releases names of 50 deputy and 4 more ministerial nominees. Graphic Ghana (15 March 2017). Retrieved on 2 August 2017.
  4. List of Akufo-Addo's 50 deputy ministers and four news ministers. Yen Ghana (15 March 2017). Archived from the original on 8 January 2021. Retrieved on 2 August 2017.
  5. Akufo-Addo names 50 deputies, 4 ministers of state. Cifi FM Online (15 March 2017). Retrieved on 2 August 2017.
  6. Akufo-Addo picks deputy ministers. Ghana Web (20 February 2017). Retrieved on 2 August 2017.
  7. Catherine Afeku out, Barbara Gyasi now Tourism Minister. www.myjoyonline.com. Retrieved on 2020-01-29.
  8. 8.0 8.1 8.2 8.3 Parliament of Ghana. www.parliament.gh. Retrieved on 2019-03-02.
  9. Barbara Oteng Gyasi, Biography. www.ghanaweb.com. Retrieved on 2022-08-14.
  10. Tourism Minister Barbara Oteng Gyasi loses Prestea-Huni-Valley seat to NDC (en). Modern Ghana (2020-12-08). Retrieved on 2020-12-08.