Barikisu Tettey-Quao
Ọdịdị
Barikisu Tettey-Quao
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Ghana |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 28 Ọgọọst 1980 |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
| Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | onye na-agbachitere |
| Ụdị egwuregwu | footbọl |
Barikisu Tettey-Quao (amụrụ n'abalị iri abụọ na asatọ n'ọnwa Ọgọstụ n'afọ 1980) bụ onye Ghana na-agba bọọlụ nke gbara dịka onye na-agbachitere otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị nke mba Ghana. Ọ bụ otu n'ime ndị otu na afọ 1999 FIFA Women's World Cup. Na klọb ọ na-egwuri egwu bụ La Ladies na Ghana.[1]
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ FIFA Women's World Cup USA 1999 - Ghana. FIFA Women's World Cup United States 1999. FIFA (1999). Archived from the original on 2 July 2015. Retrieved on 2007-09-28.
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Barikisu Tettey-Quao – FIFA competition record (archived)