Bartho Okolo
Ọdịdị
Bartho Okolo
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Aha enyere | Bartho, Ndubuisi |
| Aha ezinụlọ ya | Okolo |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 5 Maachị 1954 |
| Ebe ọmụmụ | Enúgwu |
| Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, British English |
| Ọrụ ọ na-arụ | microbiologist, researcher, university teacher, ọkà mmụta sayensị |
| Onye were ọrụ | University of Nigeria |
| Ọkwá o ji | senior lecturer |
| Ebe agụmakwụkwọ | Obafemi Awolowo University, University of Glasgow |
| Ogo mmụta | doctorate, bachelor's degree |
Bartho Ndubuisi Okolo, bụ ọkà nkụzi nke Microbiology. Ọ jere ozi dị ka osote onye isi nke iri na atọ na Mahadum nke Naijiria, Nsụkka. Prọfesọ Osita Chinedu Nebo bu ya ụzọ ma Prọfesọ Benjamin Chukwuma Ozumba nọchiri ya. .[1][2]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Celebrating the Bartho Okolo renaissance at UNN.
- ↑ Edike (July 7, 2014). Ozumba named new UNN VC as Okolo bows out. Vanguard. Retrieved on January 19, 2022.