Beatrice Agyeman Abbey

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Beatrice Agyeman Abbey
OccupationCEO/ General Manager
Years active2000-present
Beatrice Agyeman Abbey
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịGhana Dezie
Aha enyereBeatrice Dezie
aha ezinụlọ yaAbbey Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Twi Dezie
Ọrụ ọ na-arụàgwà redio, Onye ntaakụkọ, oko akuko ihe onyonyo Dezie
ebe agụmakwụkwọGhana Institute of Management and Public Administration Dezie

Beatrice Agyeman Abbey bụ onye isi ndị isi Ghana na onye isi njikwa nke Media General bụ ndị nwe TV3, Onua FM, 3FM, Connect FM, Akoma FM na MG Digital si mba Ghana .[1][2][3][4][5][6][7] N'afọ 2021, e nyere ya onyinye dị ka onye isi mgbasa ozi nke afọ na Ghana Entrepreneur and Corporate Executive Awards.[8]

Agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

Beatrice nwetara nzere bachelọ ya na nzere masta ya na GIMPA.[9]

Onodu oru[dezie | dezie ebe o si]

Beatrice malitere ọrụ ya n'afọ 2000 dị ka onye nta akụkọ, mgbe ahụ ọ bụ onye nta akụkọ mgbasa ozi na onye na-ahụ maka akụkọ.[10] N'afọ 2017, ọ ghọrọ onye isi nchikota maka Media General. Ọ bụ onye isi nke Media General Digital ruo ihe karịrị otu afọ na onye isi nchikota nke Media General Radio maka oge ụfọdụ.[11] Ọ gbara ndị ama ama ajụjụ ọnụ dịka John Agyekum Kufuor, John Mahama, na Ellen Johnson Sirleaf . Ọ rụrụ ọrụ na nnukwu ụlọ ọrụ mgbasa ozi dịka BBC, Sky TV, Citizen TV, CNN, VOA, na Kiss TV na Kenya.[9]

Ihe nrite[dezie | dezie ebe o si]

Na Septemba 2020, e nyere ya onyinye maka Ọkachasị na Mgbasa Ozi na Ghana Women of the Year. Ọ bụ Glitz Africa haziri ya.[12][13][14]

N'ọnwa ise afọ 2021, e nyere ya onyinye dị ka onye isi mgbasa ozi nke afọ na Ghana Entrepreneur and Corporate Executive Awards. Ọ bụ ndị[8] Entrepreneurs Foundation of Ghana (EFG) haziri ya.

Edemsibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Omega (2018-09-14). Media General Appoints Beatrice Agyemang Abbey As New Group C.E.O. (en-US). GBAfrica. Retrieved on 2021-08-11.
  2. 'Grow from average to exceptional’ - CEO of Media General to UPSA graduates (en). UPSA (2020-09-06). Retrieved on 2021-08-11.
  3. Media General celebrates all farmers (en). GhanaWeb (2020-11-05). Retrieved on 2021-08-11.
  4. Truth must never take a back seat in the serious business of reporting - Media General Group CEO (en). GhanaWeb. Retrieved on 2021-08-11.
  5. MyNewsGH (2018-09-13). CEO of TV3 RESIGNS; Beatrice Agyemang takes over in acting capacity (en-US). MyNewsGh. Retrieved on 2021-08-11.
  6. Ghana's Most Beautiful 2019 launched in Kumasi (en-gb). Graphic Online. Retrieved on 2021-08-11.
  7. Ghana’s Most Beautiful 2019 Launched (en-US). DailyGuide Network (2019-06-18). Retrieved on 2021-08-11.
  8. 8.0 8.1 Editor 1 (2021-05-23). [Video Media General’s Beatrice Agyemang is the Outstanding Broadcast Media CEO of the year] (en-US). 3news. Archived from the original on 2022-04-24. Retrieved on 2021-08-11.
  9. 9.0 9.1 From A News Anchor To Being TV3's CEO, The Inspiring Story Of Beatrice Agyemang Abbey | Photos – Thedistin (en-US). Retrieved on 2021-08-11.
  10. Beatrice Agyemang Abbey – The “Ink” of a Media Success Story, Akwaaba Woman of Excellence, 2020 (en-US). inewsghana (2021-04-02). Archived from the original on 2021-08-11. Retrieved on 2021-08-11.
  11. Ghana: Media General Group CEO Steps Down (en-US). News of Africa - Online Entertainment - Gossip - Celebrity Newspaper - Breaking News (2018-09-13). Archived from the original on 2021-08-11. Retrieved on 2021-08-11.
  12. Nartey (27 September 2020). Group CEO of Media General Beatrice Agyemang Abbey honoured at Ghana Women of the Year event. 3news. Archived from the original on 2020-10-07. Retrieved on 11 August 2021.
  13. Group CEO of Media General Beatrice Agyemang Abbey honoured. www.modernghana.com. Retrieved on 2021-08-11.
  14. Ghana Women of the Year Honours 2020 – Here are the honourees – Glitz Africa Magazine (en-US). Retrieved on 2021-08-11.