Beatrice Akello Akori
Ọdịdị
Beatrice Akello Akori
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Uganda |
| Aha enyere | Beatrice |
| Aha ezinụlọ ya | Akello |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
| Ọkwá o ji | member of parliament, Minister of State for Economic Monitoring |
| Mpaghara ntuli aka | Agago District |
| Onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | National Resistance Movement |
| Òtù omebe iwu | Agago District |
| Mba osi | Uganda |
Beatrice Akello Akori bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Uganda. Ọ bụ nwanyị so na ndị omeiwu nke iri na otu nke Uganda (na afo 2021), na-eje ozi dị ka onye otu National Resistance Movement na-achị.[1][2]
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Beatrice Akello Akori bụ onye isi obodo nke Apac District. N'afọ 2020 ọ bụkwa onye isi oche nke Apac District taskforce maka COVID-19.[3]
Na ntuli aka nke afọ 2021, a họpụtara ya dị ka onye nnọchi anya nwanyị na nzuko omeiwu maka mpaghara Agago. O nwetara vootu 31,450 iji merie nwanyị MP nke Agago, Judith Franca Akello (FDC), onye nwetara vootu 26,564.[4][5]
Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]- Ndepụta nke ndị otu nke iri na otu nke Uganda.
- Ógbè Agago
- Ógbè Apac
- National Resistance Movement
- Nzukọ omebe iwu nke Uganda.
- Onye omeiwu.
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]Ebemsidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Preliminary Results for Members of Parliament. Eagle Online (January 2021). Retrieved on 15 March 2021.
- ↑ Reporter (19 January 2021). Full List of Elected MPs in Uganda 2021 (en-US). Daily Express Uganda. Retrieved on 10 March 2021.
- ↑ Amony Immaculate (9 June 2020). Apac COVID-19 Task Force Seeking Funds to Expand Isolation Centre. Uganda Radio Network. Retrieved on 15 March 2021.
- ↑ Tobbias Jolly Owiny. "Why Acholi’s long-serving lawmakers were defeated", Daily Monitor, 28 February 2021. Retrieved on 15 March 2021.
- ↑ Julius Ocungi (15 January 2021). Eight MPs Lose Parliamentary Seats in East Acholi. Uganda Radio Network. Retrieved on 15 March 2021.