Beatrice Marshoff
Ọdịdị
Beatrice Marshoff
| ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| mba o sị | South Africa |
| aha n'asụsụ obodo | Beatrice Marshoff |
| Aha ọmụmụ | Frances Beatrice Marshoff |
| aha enyere | Beatrice |
| ụbọchị ọmụmụ ya | 17 Septemba 1957 |
| Ebe ọmụmụ | Bloemfontein |
| Ụbọchị ọnwụ ya | 15 Eprel 2023 |
| Ebe ọ nwụrụ | Soweto |
| asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Afrikaans language |
| ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, nurse, civil servant |
| Ọkwá o ji | Premier of the Free State |
| ebe agụmakwụkwọ | University of the Free State |
| onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | African National Congress |
Frances Beatrice Marshoff (Amụrụ na 17 Septemba 1957) bụ onye isi ala nke Free State site n'afọ 2004 ruo afọ 2009. Ọ nọchiri Winkie Direko n'ọkwa ahụ n'ụbọchị 22 Eprel 2004, Ace Magashule nọchiri ya n'ụbọchị 6 Mee 2009.[1]
Marshoff bụkwa onye nọọsụ edebanyere aha ma bụrụbu onye otu Executive Council (MEC) maka Social Development na Free State (June 2001 ruo 21 Eprel 2004). Tupu nke ahụ, ọ bụ onye otu ndị omeiwu maka African National Congress (1994 ruo afọ 1999).
Ebenside
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Government Communication and Information System (GCIS) Profile Information: Frances Beatrice Marshoff, Ms. info.gov.za. Archived from the original on 29 June 2011. Retrieved on November 6, 2010.