Beatrice Rwakimari

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Beatrice Rwakimari
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịUganda Dezie
Aha enyereBeatrice Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya21 Mee 1961 Dezie
Ebe ọmụmụNtungamo Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jiMember of the Parliament of Uganda Dezie
ebe agụmakwụkwọUganda Christian University, Makerere University, Kololo Senior Secondary School Dezie

 

Beatrice Rwakimari (amụrụ na 21 Mee 1961) bụ onye isi ahụike ọha na eze nke Uganda, onye nchịkwa ọha na eze, onye nkuzi na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị. Ọ bụ onye a họpụtara dị ka nwanyị omeiwu nke Ntungamo District na omeiwu nke iri nke Uganda ma nwee njikọ ndọrọ ndọrọ ọchịchị na NRM, otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị dị na Uganda.[1] Ọ jere ozi na mpaghara ahụ ugboro abụọ n'usoro na nke asaa na nke asatọ site na puku abụọ na otu ruo pụkụ abụọ na iri na otu. Na Nzukọ Ndị Omeiwu nke iri, ọ rụrụ ọrụ dị ka onye otu Kọmitii Ntinye aha, Kọmitii Ahụike na NRM Parliamentary Caucus.[2]

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Ógbè Ntungamo
  • Nzukọ omeiwu nke Uganda
  • National Resistance Movement

Ebenside[dezie | dezie ebe o si]

  1. RWAKIMARI BEATRICE. Parliament of Uganda. Archived from the original on 2019-07-17. Retrieved on 2022-10-15.
  2. Mulondo (15 February 2017). MPs push for increased funding for health. Saturday Vision.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]