Belinda Kanda

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Belinda Kanda
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịGhana Dezie
Aha enyereBelinda Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya3 Novemba 1982 Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheetiti etiti Dezie
ebe agụmakwụkwọAlabama Agricultural and Mechanical University Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie
so na2007 FIFA Women's World Cup Dezie

Belinda Kanda (amụrụ n'ụbọchị nke 3 n'ọnwa Nọvemba n'afọ 1982) bụ onye Ghana na-agba bọọlụ nke na-agba dịka onye na-agba ọsọ n'etiti. Ọ bụ onye otu ụmụ nwanyị mba Ghana.

Oge ọ malitere[dezie | dezie ebe o si]

A zụlitere Kanda na Accra.

Ọrụ kọleji[dezie | dezie ebe o si]

Kanda gara Mahadum Alabama A&M na United States.[1]

Ọrụ mba ụwa[dezie | dezie ebe o si]

Kanda so n'òtù egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị nke mba Ghana na afọ 2003 FIFA Women's World Cup na afọ 2007 FIFA Women'n World Cup.

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Ndepụta nke ụmụ nwanyị Ghana na-agba bọọlụ mba ụwa

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. List of Players. FIFA Women's World Cup China 2007. FIFA (2007). Archived from the original on October 14, 2012. Retrieved on 2007-09-28.