Bello Mandiya
Ọdịdị
Bello Mandiya | |
|---|---|
| Chief of Staff Katsina State Government | |
| In office May 2015 – May 2019 | |
| Senator for Katsina South (Funtua) | |
| Assumed office May 2019 | |
| Preceded by | Abu Ibrahim |
| Personal details | |
| Born | Katsina State, Nigeria |
Bello Mandiya bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria, onye bụ onye a họpụtara dị ka Senator maka mpaghara Katsina South Senatorial na Febụwarị 2019 na ntuli aka Naijiria na ikpo okwu nke All Progressives Congress (APC).[1][2][3] Ọ bụbu onye isi ndị ọrụ nke gọvanọ Katsina Steeti Aminu Bello Masari.
Mmụta
[dezie | dezie ebe o si]Ọ gara Mahadum Lagos, Naijiria, ebe o nwetara nzere bachelọ nke Mass Communication.[4]
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ "National Assembly is committed to finding solutions to insecurity - Lawan - The Nation Newspaper". thenationonlineng.net. Retrieved 2022-03-18.
- ↑ "Bello Mandiya" The Cable Katsina. Retrieved 28 February 2019
- ↑ "APC, Masari's Chief of Staff, two others sweep Senatorial seats" Vanguard Katsina State. Retrieved February 2019
- ↑ "Bello Mandiya Clinches Senate Seat for Katsina South". THISDAYLIVE (in Bekee ndị America). 26 February 2019. Retrieved 12 September 2020.