Benedicta Gafah

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Benedicta Gafah
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịGhana Dezie
Aha enyereBenedicta Dezie
aha ezinụlọ yaGafah Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1 Septemba 1986 Dezie
Ebe ọmụmụAbelemkpe Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee, onye na-emeputa ihe nkiiri Dezie
ebe agụmakwụkwọPresbyterian Girls Senior High School, African University College of Communications Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2010 Dezie
Ọrụ ama amaApril Fool, Azonto Ghost Dezie
Ihe nriteQ113556150, Kumawood Movie Awards Dezie
ahọpụtara makaCity People Entertainment Awards Dezie
Benedicta Gafah
Born
Benedicta A.B Gafah

(1992-09-01) 1 Sepụtemba 1992 (age 31)
Education
  • Presbyterian Girls Senior High School
  • African University College of Communications (AUCC)
Alma materPresbyterian Girls Senior High School
OccupationActress, TV Host, Entrepreneur, Philanthropist
Years active2010-present
Known forGafah Foundation

Benedicta Gafah (amụrụ na 1 Septemba 1992) bụ onye Ghana na-eme ihe nkiri na onye na-emepụta ihe nkiri.[1] E gosipụtara ya na ihe nkiri Ghallywood na Kumawood nke gụnyere "Mirror Girl", "Azonto Ghost" na "April Fool".[2] Ọ bụ onye bịanyere aka na Zylofon Media.[3][4]

Ihe nkiri[dezie | dezie ebe o si]

  • Mirror Girl
  • Odo Asa
  • April Fool
  • Poposipopo
  • Devils Voice
  • Azonto Ghost
  • Kweku Saman
  • Adoma
  • Agyanka Ba
  • Ewiase Ahenie
  • I Know My Right
  • Agya Koo Azonto

Ihe nrite na nhọpụta[dezie | dezie ebe o si]

Afọ Ihe nrite Ụdị Nsonaazụ
2015 Ihe nrite Kumawood Movie Onye na-eme ihe nkiri nke Afọ Merie [5]
2015 City People Entertainment Awards Onye na-eme ihe nkiri kacha nwee olileanya Ahọpụtara
2013 Ihe nrite KAM Nchọpụta nke Afọ Merie

Ọrụ ebere[dezie | dezie ebe o si]

Benedicta malitere inye ndị nọ ná mkpa na ndị inyom di ha nwụrụ nke King Jesus Orphanage Home onyinye n'afọ 2014. Ọ na-eburu ya gaa n'okporo ámá iji kesaa nri, uwe na ihe ndị ọzọ kwa ọnwa Disemba ọ bụla nye ụmụaka nọ n'okporo ámá. Ọ na-elekọta Gafah Foundation ugbu a iji nyere ndị nọ ná mkpa aka.[6][7]

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. Benedicta Gafah celebrates birthday with new photos (en). GhanaWeb (2016-09-01). Retrieved on 2021-04-28.
  2. Benedicta Gafah celebrates birthday with new photos (en). GhanaWeb (2016-09-01). Retrieved on 2021-04-28.
  3. Video: Benedicta Gafah Flaunt her Dance Moves (en). Modern Ghana. Retrieved on 2021-04-28.
  4. I'll never divorce my husband - Benedicta Gafah pledges (en). GhanaWeb (2018-10-03). Retrieved on 2021-04-28.
  5. Personality Profile: Benedicta Gafah (Age, Marriage ,kids, Awards,Movies,Sex Scandals,Photos) (22 October 2017).
  6. Journalist. Benedicta Gafah donates to widows in Kumasi (en). Modern Ghana. Retrieved on 2019-10-31.
  7. Blagogee (2018-01-06). Photos: Gafah Foundation Donates To Widows In Kumasi (en-GB). Blagogee.com. Retrieved on 2019-10-31.