Benneth Nwankwo
Benneth Nwankwo | |
|---|---|
| Born | Igando, Lagos State, Nigeria |
| Occupation | Film director, Screenwriter, Documentary photographer, Cinematographer, Talk show host |
| Known for | Talk show and film directing |
| Spouse | Single |
| Children | Nil |
Benneth Nwankwo (amuru Febụwarị 22, 1995) bụ onye Naịjirịa na -ese foto na onye isi ihe nkiri . Ọ bụ onye okpuru ọchịchị Orumba North, Anambra steeti, Naịjirịa .
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Nwankwo eduzila ọtụtụ ihe nkiri nke oge a, gụnyere Like Filtered Water (2021), Abuse Of Rights (2021), This Is My Story (2020) na Dreams and Survival (2020). N'April 2021, a gwara ya na ọ ga -eduzi ihe nkiri a bụ A Place Between Colours. [1]
Dị ka onye na -ese foto [2] na onye na -eme ihe ngosi, na Jenụwarị 31, 2020, o mere ihe e weere dị ka ihe ngosi foto ụmụ amaala nke mbụ na Anambra Steeti. [3] Ihe mmemme a kpọrọ "Akaraka: Anambra through A Lens", nke dọtara ndị hụrụ nka na ihe nkiri si na Ndida Naịjirịa na ndị ọzọ.[4] Ihe omume a, nke gosipụtara ihe ngosi a na ekiri mgbe omere, bụ nke a méré n'ihi ka ike mmepụta Steeti dị ka akụ njem nleta, na -enwe olileanya ịmepụta ohere akụnaụba na ibelata mpụ.[3] Ewezuga Nwankwo, ndị ọzọ sere foto bụ Uju Egwin, Obiora Okoye, na Michael Ike. [3]
Onye bụbu kọmishọna ndị okorobịa na akụnụba okike na steeti Anambra, Afam Mbanefo, nwere mmasị na Benneth Nwankwo ji foto akwụkwọ akụakọkọọ steeti Anambra. Ọ kpọrọ ndị okorobịa ka ha tinye aka na nka.[4]
N'ọnwa Ọktoba 2017, Benneth Nwankwo bipụtara foto ya nke nwata nwoke dị afọ itoolu na-eree ukpa na Anambra Steeti.[5][6] Foto ndị ahu kesara ngwa ngwa na ịntanetị niile, akwụkwọ akụkọ dị iche iche bipụtara ya na Naịjirịa. Ọtụtụ ndị Naịjirịa, gụnyere 2017 onye na -azọ ọkwa Govano 2017 na Anambra Steeti, Okeke Chika Jerry, kwupụtara mmasị inyere Nwatakịrị nwoke , Sunday Nweke, aka n'ịga n'ihu na agụmagu kwụkwọ ya.[7]
Nkwenye
[dezie | dezie ebe o si]N'ọnwa Ọktoba 2020, ụlọ ọrụ na-ahụ maka ụlọ na Naịjirịa, De-GraceLand Home Consults, binyere Benneth Nwankwo na Chioma Okonkwo (Onye bụbu Miss Impact Anambra) ka ha bụrụ ndị nnọchiri anya há. [8] Nkwekọrịta ahụ were otu afọ. [9]
Ihe nkiri ya
[dezie | dezie ebe o si]Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Bada, Sheriff Owolabi (2 April 2021). "Nigerian Filmmaker Benneth Nwankwo announces plans for an upcoming feature film; A place between colours". Somolu Newspaper. Retrieved 1 October 2021.
- ↑ Otosirieze, Obi-young (March 30, 2018). "Nigeria Through The Lens | Benneth Nwankwo's Richly-Textured Documentary Photographs". Brittle Paper (in Bekee ndị America). Retrieved 2021-08-31.
- 1 2 3 Uwandu, Elizabeth (2020-01-29). "Akaraka sets to promote cultural heritage, tourism via exhibition of over 100 images of Anambra City". Vanguard News (in Bekee ndị America). Retrieved 2021-10-02.
- 1 2 Okafor, Izunna (February 11, 2020). "Akaraka Exhibition Showcases Anambra's Beauty Through Photos". The Nigerian Voice. Retrieved 2021-08-31.
- ↑ Adebayo, Tireni (October 5, 2017). "Street photographer, Benneth Nwankwo shares encounter with a 9 year old groundnut hawker (photos)". Kemi Filani News (in Bekee ndị United Kingdom). Retrieved 2021-08-31.
- ↑ Popoola, Temitope (October 6, 2017). "9-year-old Sunday Nwaeke moves Nigerians to emotion after he was spotted hawking groundnuts (photos)". Legit.ng - Nigeria news. (in Bekee). Retrieved 2021-08-31.
- ↑ Petros, D. (October 24, 2017). ""If I take you to my house, my aunty will kill me"- 9 year old groundnut seller cries". Theinfong (in Bekee ndị America). Archived from the original on 2021-08-31. Retrieved 2021-08-31.
- ↑ SAINT, AUGUSTINE (October 6, 2020). "Straight Talk with Benneth gets sponsorship boost from De-GraceLand Home Consults". Prime Time Reporters. Retrieved 2021-08-31.
- ↑ "Real Estate Brand De-GraceLand Home Consults looks to the future as Chioma Okonkwo and Benneth Nwankwo become Ambassadors". De-GraceLand. 6 October 2020. Archived from the original on 20 May 2021. Retrieved 2 October 2021.
- ↑ Hyacinth, Chiemere (December 18, 2020). "This Is My Story - Thrilling Movie About Police Brutality To Premiere In Cinemas On December 27 2020 - Hybrid News". Hybrid News (in Bekee ndị America). Archived from the original on 2021-08-23. Retrieved 2021-08-31.
- ↑ Hyacinth, Chiemere (January 7, 2021). "SHORT FILMS: "This Is My Story" and "The Little Things That Matter" are coming back to Cinema on the 31st of January 2021. - Hybrid News". Hybrid News (in Bekee ndị America). Archived from the original on 2021-09-08. Retrieved 2021-09-08.
- ↑ olutimehin, Nifemi Gideon (February 9, 2021). "Abuse of Right, Benneth Nwankwo's directed short film in Cinemas February 14th". OUR HERITAGE REPORTERS (in Bekee ndị America). Archived from the original on 2021-08-23. Retrieved 2021-08-31.
- ↑ Hyacinth, Chiemere (December 18, 2020). "This Is My Story - Thrilling Movie About Police Brutality To Premiere In Cinemas On December 27 2020 - Hybrid News". Hybrid News (in Bekee ndị America). Archived from the original on 2021-08-23. Retrieved 2021-09-08.
- ↑ "Benneth Nwankwo Ready to Impress with Like Filtered Water". The Square Today (in Bekee ndị America). June 6, 2021. Archived from the original on 2021-08-23. Retrieved 2021-08-31.