Berla Mundi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Berla Mundi
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịGhana Dezie
aha n'asụsụ obodoBerlinda Addardey Dezie
Aha enyereBelinda Dezie
aha ezinụlọ yaAddardey Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1 Eprel 1988 Dezie
Ebe ọmụmụAccra Dezie
ŃnéRuby Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, French language, Twi, Ga Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye mgbasa ozi, oko akuko ihe onyonyo, onye olu omee Dezie
onye were ọrụMedia General Ghana Limited Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Ghana, Achimota School, Ghana Institute of Journalism, Alliance française Dezie
ogo mmụtabachelor's degree, nzere masters Dezie
isi agụmakwụkwọlinguistics, psychology, public relations Dezie
Ebe ọrụTV3 Ghana Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2010 Dezie
Ihe nriteGlitz Style Awards, RTP Awards, People's Choice Awards Dezie
sonyere36 Dezie
Berla Mundi
Born
Berlinda Addardey

(1988-04-01) 1 Eprelụ 1988 (age 36)
Alma materAchimota School
University of Ghana
Ghana Institute of Journalism
OccupationBroadcaster, Journalist
Years active2013–present
Known forMiss Malaika , VGMA

Berlinda Addardey, onye a maara nke oma dị ka Berla Mundi, (amụrụ na abali mbu nke onwa Eprel 1988) bụ onye mgbasa ozi si mba Ghana, onye na-akwado ụmụ nwanyị na onye na-eji olu ya aguputa ihe n' uzo puru iche .[1][2][3] Ya na Kwami Sefa Kayi kwadoro VGMA nke iri abụọ.[4][5][6]

Agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

Berla bụ onye guchara akwukwo nke St. Theresa's School, Achimota School na Mahadum nke Ghana ebe ọ gụrụ asụsụ na akparamaagwa maka akara ugo mmụta nke mbụ ya.[2]

Ọ gụrụ French na Alliance Francais[7] . Ọ gụkwara akwụkwọ na ulo akwukwo nta akuko di na Ghana, .

Onodu Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Ọ malitere ọrụ mgbasa ozi ya mgbe ọ ghọrọ onye nke abụọ na asọmpi ịma mma Miss Maliaka nke afọ 2010.[1][7] Ọ rụrụ ọrụ na GHOne TV onye enyemaka EIB Network ruo afọ ise. Ọ nọ ugbu a na TV3 Ghana bụ onye enyemaka nke Media General Ghana Limited.[8][9] Berla kwadoro ihe ngosi na ihe omume ụlọ ọrụ.[10][11][12] Ọ na-akwado ihe ngosi mbụ nke Africa na DSTV, Moment with MO . Avance Media ghọtara ya dị ka onye Ghana kachasị nwee mmetụta na 2017.[13][14][15] N'afọ 2017, o meriri na ihe nrite onye nta akuko kachasi nwee njike na Glitz Style Awards nke Claudia Lumor hiwere.[16]

A maara Mundi maka nkwado ya maka ụmụ agbọghọ na ikike ụmụ nwanyị.[17][18] Ọ malitere ọrụ ndụmọdụ na nduzi ọrụ n'afọ 2018.[17] Ebumnuche ya bụ inye ụmụ agbọghọ ọzụzụ nkà.[3]

O guzobere ntọala Berla Mundi na 2015.[19] Na June 2019, e gosipụtara Mundi na Visual Collaborative electronic catalog, n'okpuru usoro Polaris.[20] Ọ bụkwa onye guzobere ọrụ buru onwegi[21]

Ihe ngosi ndị o kwadoro[dezie | dezie ebe o si]

Afọ AHA NETWORK
2013

-

2016

Rhythmz Live GHone
2017 Glitterati GHone
2018 Ihe ngosi nke ehihie GHone
2014

-

2018

Miss Malaika GHone
2017

-

ugbu a

MTN Hitmaker GHone, TV3
2018

-

2020

Vodafone Ghana Music Awards (VGMA) GHone, DSTV, TV3...
2019

-

ugbu a

Ubochi ohuru- ngosi ututu TV3
2019

-

ugbu a

Ihe ngosi nke ụbọchị TV3
2020

-

ugbu a

Covid-19 360 TV3

Ihe nrite na nkwanye ùgwù[dezie | dezie ebe o si]

  • Ihe omume ụmụ nwanyị kachasị mma n' ichikota emume - Ghana Events Awards (2017)[22]
  • Onye na-eme ihe ngosi ntụrụndụ nke ụmụ nwanyị TV nke afọ - RTP Awards (2018)[23]
  • Onye na-egosi ihe ngosi TV kachasị amasị - Peoples choice celebrity awards (2017
  • onye na-eme ihe ngosi nke afo - Glitz Style Awards (2018)[24]
  • Onye mgbasa ozi kachasị emetụta - Avance Media (2020)
  • ihe nrite nwanti mba Ghana nke afo, Young Star Award(2020)
  • Onye nnọchi anya TVET

Leekwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Egwuregwu nrafu nke Giovani
  • Berla na-enyere Susan na-eto eto aka inweta agụmakwụkwọ na nkwado

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 Shem (2018-01-15). All You Need to Know About Berla Mundi (en). Yen.com.gh - Ghana news.. Retrieved on 2019-05-06.
  2. 2.0 2.1 All you need to know about presenter Berla Mundi (en). www.ghanaweb.com. Retrieved on 2019-05-14.
  3. 3.0 3.1 Online. Berla Mundi Launches 'B.You' Project To Empower Young Ladies (Photos). www.peacefmonline.com. Retrieved on 2019-05-06.
  4. Berla Mundi & DJ Black Are Official Hosts For VGMA 2019 (en-US). EOnlineGH.Com. Retrieved on 2019-06-14.
  5. Ghansah (2019-05-18). Meet the hosts of the 2019 VGMA: Kwame Sefa Kayi, Berla Mundi, Giovanni & Sika (en-GB). Ghana Music. Retrieved on 2019-05-21.
  6. Hammond (May 19, 2019). VGMA 2019: Berla Mundi praises Sefa Kayi for his 'secret words' to her. Yen.com.gh - Ghana news..
  7. 7.0 7.1 Berla Mundi quits EIB , joins TV3? (en). www.ghanaweb.com. Retrieved on 2019-05-06.
  8. It's an honour to join Media General — Berla Mundi (en). www.ghanaweb.com. Retrieved on 2020-01-21.
  9. Berla Mundi departs EIB, joins Media General (en-gb). Graphic Online. Retrieved on 2020-01-21.
  10. Berla Mundi is new host of Miss Malaika Ghana (en). www.ghanaweb.com. Retrieved on 2019-05-06.
  11. Berla Mundi named host of 2018 Ghana Music Awards (en-US). Live 91.9 FM (2018-04-06). Archived from the original on 2019-05-06. Retrieved on 2019-05-06.
  12. Berla Mundi And John Dumelo To Host 2018 Vodafone Ghana Music Awards (en-US). EOnlineGH.Com. Retrieved on 2019-06-14.
  13. Berla Mundi ranked as 2017 Most Influential On-Air Personality on Social Media. BusinessGhana. Retrieved on 2019-05-06.
  14. All you need to know about presenter Berla Mundi (en). www.ghanaweb.com. Retrieved on 2019-05-06.
  15. Berla Mundi Ranked As 2017 Most Influential On-Air Personality On Social Media (en-US). EOnlineGH.Com. Retrieved on 2019-06-14.
  16. Gbagbo (11 September 2016). Glitz Style Awards Adjudge Berla Mundi As TV and Radio's Most Stylish Personality, See Full List Of Winners - Kuulpeeps - Ghana Campus News and Lifestyle Site by Students (en-US). Retrieved on 2019-08-17.
  17. 17.0 17.1 Berla Mundi to tour tertiary institutions with 'B.You Season II' (en). www.ghanaweb.com. Retrieved on 2019-05-06.
  18. It's not an easy journey to become like me – Berla Mundi (en). www.ghanaweb.com. Retrieved on 2019-05-06.
  19. Online. Berla Mundi Foundation Raise Funds For Charity At West Hills Mall. www.peacefmonline.com. Retrieved on 2019-05-06.
  20. "U.S based Festival Platform Visual Collaborative features Seun Kuti & Other Africans", BellaNaija, 17 June 2019. Retrieved on 29 June 2019.
  21. https://twitter.com/berlamundi (en). Twitter. Retrieved on 2022-05-20.
  22. Berla Mundi, Sarkodie, ShattaWale and others win big at Ghana Event Awards (en). www.ghanaweb.com. Retrieved on 2019-05-06.
  23. Berla Mundi, Serwaa Amihere, Nana Appiah Mensah, OTHERS win big at 2018 RTP Awards (en). The Ghana Guardian News. Retrieved on 2019-05-06.
  24. Glitz Style Awards 2018: Complete list of winners (en). www.ghanaweb.com. Retrieved on 2019-05-06.