Bernice Ofei

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Bernice Ofei
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịGhana Dezie
Ebe ọmụmụAccra Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye egwu, onye ọrụ ụlọ akụ, odee egwu Dezie
ebe agụmakwụkwọAchimota School, University of Ghana Dezie

  Bernice Ofei bụ onye Ghana na-nwetara ihe nrite site n'ịkụ egwu ozioma . O ritere ihe nrite nwanyí kacha mma n'igụ egwu na ode abụ nke afọ 2019 bụ Best Female Vocal Performance na Songwriter of the Year na 2009 Vodafone Ghana Music Awards .[1]

Discografị[dezie | dezie ebe o si]

Bernice Ofei nwere abọm isii maka nke biputere aha ya, nke isii nke o dekọrọ na 2007 nke akpọrọ "ndụ". Nke ritere ya ihe nrite abụọ ya n'oge mbipụta nke iri nke MTN Ghana Music Awards dị ka onye kacha mma nwanyí n'ihe gbasara Ihe omume na odide egwu nke afọ bụ Best Vocal Female Performer na Song Writer of the year.[2]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Bernice bụ onye ọrụ ọbá ego site na ọrụ ya ma na-arụ ọrụ na Standard Chartered Bank.[3]

Albọm Studio[dezie | dezie ebe o si]

Aha Nkọwapụta abọm Ref
Anyị bụ ndị mmeri
  • Afọ a tọhapụrụ: 1991
[4]
Jide On
  • Afọ a tọhapụrụ: 1991
[4][5]
Me Kosu
  • wepụtara afọ: 2003
[4]
Ekele
  • wepụtara afọ: 2004
[5]
Ndụ
  • wepụtara afọ: 2007
[4]

Bernice gụrụ akwụkwọ sekọndrị na Achimota School dị na Accra, Ghana. O nwere MPhil na sayensị ihe ọkụkụ na Mahadum nke Ghana na MSc na teknụzụ ozi site na United Kingdom.[2] A maara ya nke ọma maka egwu ya "Hold On" na "Life is so short".[6]

Ndụ onwe onye[dezie | dezie ebe o si]

Ọ lụrụ Prof. Samuel Kwame Offei osote onyeisi mahadum nke Ghana (Pro-Vice Chancellor of University of Ghana) ma bụrụ nne ụmụ abụọ.

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Emmanuel Ayamga (February 6, 2019). Focus on your calling, not awards – Bernice Offei advises gospel artistes. Pulse Nigeria. Retrieved on 12 April 2020.
  2. 2.0 2.1 GOD HAS BEEN FAITHFUL……BERNICE OFFEI. Modern Ghana. Modern Ghana. Retrieved on 30 July 2016.
  3. Bernice Offei now into Full Time Music - 233 Live News (en-US) (2016-04-05). Archived from the original on 2016-04-05. Retrieved on 2016-07-31.
  4. 4.0 4.1 4.2 4.3 Amarteifio. GOD HAS BEEN FAITHFULBERNICE OFFEI (en-GB). Retrieved on 2016-07-31.
  5. 5.0 5.1 Bernice Is Different. www.ghanaweb.com. Retrieved on 2016-07-31.
  6. Bernice Offei quits banking to be a full time gospel artiste. Ghana mma. Ghana mma. Archived from the original on 8 August 2016. Retrieved on 31 July 2016.