Betty Apiafi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Betty Apiafi
Mmádu
Akụkụ nkeNigerian senators of the 9th National Assembly Dezie
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoBetty Jocelyne Okagua - Apiafi Dezie
Aha ọmụmụBetty Jocelyne Okagua - Apiafi Dezie
Aha enyereBetty Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya16 Febụwarị 1962 Dezie
Ebe ọmụmụȮra Rivers Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, economist Dezie
Ọkwá o jionye otu ndi omeiwu nigeria, onye otu ulo nnochite anya Naijiria, onye otu ulo nnochite anya Naijiria, onye otu ulo nnochite anya Naijiria Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum Sayensị Ọchịchị nke Rivers State, Mahadum nke ọdụ ụgbọ mmiri-harcourt Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịPeople's Democratic Party Dezie
Ụcha ime anyaagba aja aja Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Betty Jocelyne Okagua - Apiafi (onye a mụrụ n'ụbọchị nke 19 n'ọnwa Febrụwarị n'afọ 1962) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naịjirịa, onye na-ahụ maka akụ na ụba, onye rụburu ọrụ n'ụlọ akụ na ezumike nka, na onye mmụta. A họpụtara Apiafi na Sineti Naịjirịa [1] maka Rivers West Senatorial District [2] n'afọ 2019. O jekwara ozi dịka onye otu ụlọ ndị nnọchi anya [3] maka Abua / Odual- Ahoada East [4] Federal Constituency nke Rivers Steeti kemgbe afọ 2007. Ọ bu onye People's Democratic Party (PDP). [5]

Mmalite ndụ ya na mmuta[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Betty Jocelyne Okagua - Apiafi n'ụbọchị nke 19 n'ọnwa Febrụwarị n'afọ 1962. O nwetara nzere bachelọ na Ekọnọmics na Mahadum nke Port Harcourt, yana nzere masta na Rivers State University of Science and Technology . [6]

Ụọ nnọchị anya[dezie | dezie ebe o si]

N'oge ọrụ ya n'ụlọ nnọchị anya (2007-2019), Apiafi bụ onye nkwado siri ike n'ihe gbasara ụmụ nwanyị, agụmakwụkwọ na mgbanwe ngalaba ụlọ akụ. Ụmụ nwaanyị ndị ọzọ a hoputara gụnyere Folake Olunloyo, Maimunat Adaji, Martha Bodunrin, Suleiman Oba Nimota, Mulikat Adeola Akande, [7] Uche Lilian Ekunife, [8] Beni Lar, [9] Linda Chuba-Ikpeazu, [10] Mercy Almona-Isei, Doris Uboh, Olubimi Etteh. [11] [12] Ọ kwadoro ọtụtụ atụmatụ iwu ma rụọ ọtụtụ ọrụ a kpọrọ ụfọdụ n'ime ha n'okpuru;

Otu kọmitii[dezie | dezie ebe o si]

Apiafi chịkọtara ọtụtụ kọmitii n'oge ọrụ ya na ụlọ nnọchi anya site n'afọ 2007 ruo afọ 2019. Ha gụnyere:

1. Chairman House Committee on Health

2. Deputy Chairman House Committee on Diaspora

3. Member House Committee on Agriculture

4. Member House Committee On Niger Delta Development Commission

5. Member House Committee on Banking and Currency

6. Member House Committee on Electoral Matters

7. Member House Committee on National Security

8. Member House Committee on Women Affairs

9.Member House Committee on Women in Parliament

10. Member House Committee on Aviation

Atụmatụ iwu ọ kwadoro[dezie | dezie ebe o si]

1. HB 837: National Agency for the Research and Management of Persons with Special Needs (Est. Etc.) Bill, 2018

2. HB 1496: Medical Laboratory Science Council Act (Amendment) Bill, 2018

3. HB 982: Medical Residency Training Bill, 2017

4. HB 1095: Banks and Other Financial Institutions Act (Repeal and Re-Enactment) Bill, 2017

5. HB 1157: Orthopaedic Hospital Management Board Act (Amendment) Bill, 2017

6. HB 534: National Health Insurance Scheme Act (Amendment) Bill, 2017

7. HB National Drug Formulary and Essential Drugs List Act (Amendment) Bill, 2016

8. HB 646: The Pharmacy Council of Nigeria (Establishment, Etc.) Bill, 2016

9. HB 868: Tertiary Education Trust Fund Act (Amendment) Bill, 2016

10. HB 172: Constitution of the Federal Republic of Nigeria 1999 (Alteration) Bill, 2015

11. HB 191: Medical and Dental Practitioners Act (Amendment) Bill, 2015

12. HB 192: Psychiatric Hospitals Management Board Act (Amendment) Bill, 2015

13. HB 194: Marketing (Breast Milk Substitute) Act (Amendment) Bill, 2015

14. HB 195: National Mathematical Centre Act (Amendment) Bill, 2015

15. HB 196: National Eye Centre Act (Amendment) Bill, 2015

16. HB 197: Inland Fisheries Act (Amendment) Bill, 2015

17. HB 198: Public Private Partnership Regulatory Commission Bill, 2015

18: HB 199: Food Drugs and Related Products (Registration, Etc.) Act (Amendment) Bill, 2015

19: HB 200: Loans (State Development) Act (Repeal) Bill, 2015

20. HB 201: Medical Rehabilitation Therapists (Registration, Etc.) Bill, 2015

21. HB 203: Pre-Shipment Inspection of Exports Act (Amendment) Bill, 2015

22. HB 204: Pharmacists Council of Nigeria Act (Amendment) Bill, 2015

23. HB 205: Casino Taxation Act (Amendment) Bill, 2015

24. HB 75: Chartered Institute of Finance and Control of Nigeria (Establishment) Bill, 2015

25. HB 34: Constitution of the Federal Republic of Nigeria 1999 (Alteration) Bill, 2011 National Youth Service Corps Decree 1993)

26. HB 35: Banks and Other Financial Institutions Act (Repeal and Re-Enactment) Bill, 2011

27. HB 231: Constitution of the Federal Republic of Nigeria 1999 (Alteration) Bill, 2009 (National Youth Service Corps Decree 1993)

28. HB 232: Banks and Other Financial Institutions Act (Repeal and Re- Enactment) Bill, 2009

N'ime ọtụtụ ndị ezi ihe so ndọrọ ndọrọ ọchịchị ya, ọ kwadokwara Medical Residency Training Bill, n'afọ 2017; National Medical Laboratory Science and Technology College Jos Bill, n'afọ 2017 nke onye isi ala Naijiria mechara kanye n'iwu..

Ọrụ ụlọ[dezie | dezie ebe o si]

N’afọ 2011, Hon. Betty Apiafi so na ndị omeiwu ahọpụtara n'ọtụtụ Naịjirịa iji mezigharị Iwu nke Naịjirịa nke afọ 1999 nke onye isi ala Naịjirịa oge ahụ bụ Dr. Goodluck Ebele Jonathan kwadoro.

Ọ bụkwa onye otu PAN Africa Parliament 2007-2015, onye isi nke Delegation House of Representatives to PAN African Parliament 2011- 2015.

Sineti[dezie | dezie ebe o si]

A hoputara Betty Apiafi n'ime Sineti nke Naijiria nke Mgbakọ nke 9 n'afọ 2019 n'okpuru People's Democratic Party. Ugbu a ọ na-anọchite mpaghara Rivers West Senatorial District. Ọ bụ nwanyị mbụ so na ndị nnọchi anya ụlọ ndị omebe iwu Naịjirịa na onye otu Sineti si na Rivers steeti .

Otu kọmitii[dezie | dezie ebe o si]

1. Chairman Committee on Women Affairs

2. Member Committee on Health

3. Member Committee on Legislative Compliance

4. Member Committee on Rules and Business

5. Member Committee on Petroleum (Upstream)

6. Member Committee on Interior

7. Member Committee on Environment

8. Member Committee on SDG

9. Member Committee on Banking and Other Financial Institutions

10. Member Committee on Ferma

Ịwu ndị ọ kwadoro[dezie | dezie ebe o si]

Ka ọ dị ugbu a, dịka onye a ma ama na ndị omeiwu nke 9 nke Naijiria, ọ dọnyelera iwu ndị a ukwu n’ihu ndị Sineti:

1. SB 94: Federal Medical Centres (Establishment. Etc.) Bill, 2019 2. SB 90: Tertiary Education Trust Fund Act (Amendment) Bill, 2019

3. SB 126: Occupational Safety and Health Bill, 2019 (CO-SPONSORED BY SEN. BENJAMIN UWAJUMOGU [13])

4. SB 91: Police Act (Amendment) Bill, 2019

5. SB : National Agency for the Research and Management of Persons with Special Needs (Establishment) Bill, 2019 (Awaiting 1st Reading)

6. SB 92: Criminal Code Act (Amendment) Bill, 2019

7. SB 175: Marketing (Breast-Milk Substitute) Act (Amendment) Bill, 2019

8. SB : Banking and Other Financial Institutions Act (Repeal and Re-Enactment) Bill, 2019 (CO-SPONSORED BY SEN. UBA SANI https://en.wikipedia.org/wiki/Uba_Sani)

9. SB : Constitution of the Federal Republic of Nigeria 1999 (Alteration) Bill, (Federal Character and Related Matters 2020)

Ebe m si dee[dezie | dezie ebe o si]

Njikọ dị na mpụga[dezie | dezie ebe o si]