Beverly Afaglo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Beverly Afaglo
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịGhana Dezie
Aha enyereBeverly Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya28 Mee 1983 Dezie
Ebe ọmụmụVolta Region Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụoko akuko ihe onyonyo, omee Dezie
ebe agụmakwụkwọGhana Institute of Journalism Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2005 Dezie
Ihe nriteBest Actress Dezie
Beverly Afaglo
Born
Beverly Afaglo Baah

(1983-05-28) 28 Mee 1983 (age 40)
NationalityGhanaian
EducationGhana Institute of Journalism
Occupation
Spouse(s)Eugene Kwadwo Boadu Baah
Children2 daughters

Beverly Afaglo Baah (amụrụ Ya na 28 Mee 1983) o bụ onye Ghana na-eme ihe nkiri na onye na-eweputa ihe ngosi na onyonyo.[1]

Beverly si na mpaghara Volta na Ghana. Ọ lụrụ Eugene Kwadwo Boadu Baah na obere nsogbu ma ha nwere ụmụ nwanyị abụọ.[2]

Beverly nwetara ọzụzụ dị ka Beauty Therapist na FC Institute of Beauty Therapy, Ghana ma o bubu nwa akwụkwọ nke Ghana Institute of Journalism ebe ọ gụrụ akwụkwọ akụkọ na mmekọrịta ọha na eze.[3] E wezụga ime ihe nkiri, ọ na-arụ ọrụ Glamour Beauty Salon na Tema.[4]

Ihe nkiri a họọrọ[dezie | dezie ebe o si]

 

Ihe nrite na nhọpụta[dezie | dezie ebe o si]

Afọ Nrite Ụlọ ọrụ Onye natara ya Nsonaazụ Ref
2010 Onye na-eme ihe nkiri kachasị mma na ọrụ nkwado (English) 2010 Ghana Movie Awards Ya onwe ya Ahọpụtara
2010 Onye na-eme ihe nkiri kacha mma na Comedy Terracotta Awards (Nigeria) Merie [5]
  1. Owusu-Amoah. Beverly: Family before career. graphic.com.gh. graphic.com.gh. Retrieved on 31 July 2018.
  2. Acquah. I didn’t see the need to marry a rich man – Beverly Afaglo. kasapafmonline.com. kasapafmonline.com. Archived from the original on 30 July 2018. Retrieved on 31 July 2018.
  3. Afatsawo. I Was Not Interested In Acting - Beverly Afaglo. peacefmonline.com. peacefmonline.com. Retrieved on 31 July 2018.
  4. Actresses Turn to 'Players' Because Of Their Men - Beverly Afaglo. ghanaweb.com. ghanaweb.com. Retrieved on 31 July 2018.
  5. Nenebi. ‘About to Wed’ nominated for Terracotta Awards in Nigeria. ghanaweb.com. ghanaweb.com. Retrieved on 31 July 2018.