Beverly Naya

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Beverly Naya
Mmádu
Ụlọ ọrụ mmepụta iheụlọ ọrụ ihe nkiri Dezie
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịObodoézè Nà Ofú, Naijiria Dezie
Aha ọmụmụBeverly Ifunaya Bassey Dezie
Aha enyereBeverly Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya17 Eprel 1988, 17 Eprel 1989 Dezie
Ebe ọmụmụLondon Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBritish English Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee, onye na-emeputa ihe nkiiri, onye nhazi ederede Dezie
ụdị ọrụ yaacting Dezie
ebe agụmakwụkwọBrunel University London, University of Roehampton Dezie
isi agụmakwụkwọÁkọ na Uche, psychology, sociology Dezie
Ebe obibiLagos Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2008 Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
Ọrụ ama amaTinsel (TV series), The Wedding Party, ...When Love Happens, Chief Daddy, Chief Daddy 2: Ịga Maka Ịgba Ọgba Ọgaranya Dezie
Ihe nriteCity People Entertainment Awards, Best of Nollywood Awards, Africa Magic Viewers' Choice Awards, Forbes 30 Under 30 Dezie
ahọpụtara makaELOY Awards, Ihe nrite nke AMVCA Industry Merit Dezie
nnọchiaha nkeonweL484, L305214 Dezie
Beverly Naya


Beverly Naya ( onye amụrụ Beverly Ifunaya Bassey ka ọnwa Eprel dị na mkpụrụ ụbọchi iri na asaa n'afọ 1989) bụ onye Naịjirịa na-emepụta ihe egwuregwu di iche iche a mụrụ na mba ana akpo Britain. O nwetara ihe nrite di iche dika onye nka ya nwere olile anya ịmụba nke 2010 Best of Nollywood Awards . Ọ nwetakwara nturu ugo ọzọ dika onye otu Nollywood kacha eto ọsisọ n'afọ 2011 akpọrọ City People Entertainment Awards.[1][2][3]


Mbido ndụ ya[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Beverly Ifunaya Bassey na London dịka otu nwa naanị nne na nna ya bụ ndị Nigeria mụrụ. [4] O bidoro mepụtawa ihe egwuregwu ka ọdị afọ iri na asaa mgbe ọ ka na-agụ maka filọsọfi,saikọlọji na soshịọlọji na Brunel University. . Ọ gụrụ ka esi ede na eme fim na Roehampton University [5] N'ajụjụ ọnụ BellaNaija gbara ya ọ kọwara na ya lọchitere na Naịjirịa n'ihi uto nke otu Nollywood nakwa uru na ụzọ ọmepere ndi na-eto eto n'ihe gbasara ime fim. [6] N'ajụjụ ọnụ ọzọ, o kwuru na ọ bụ Ramsey Nouah na Genevieve Nnaji bụ ndi ọ na-eṅomi ma na-egere ha ndụmọdụ.

Ọrụ ya[dezie | dezie ebe o si]

Dika e kwuru na mbụ na ọ malitere ime ihe egwuregwu mgbe ọ dị afọ iri na asaa mgbe ọ na-agụ akwụkwọ na Mahadum Brunel dị na Uxbridge, England. [7] N’afọ 2011., Mgbe ndi Encomium Magazine gbara ya ajụjụ ọnụ, ọ sịrị

" Mgbe m gụsịrị akwụkwọ na mahadum, amaara m na m chọrọ ịme ihe egwuregwu,na London, enwere m ike ịme fim ma eleghị anya otu ugboro n'afọ. Mana ebe a enwere oghere iguzobe ihe eji maram site na ime ọtụtụ ihie ónyonyò aga-asị mee. Ya mere m ji kpebiri m Naijiria " [8]

Ihe nkiri o mere[dezie | dezie ebe o si]

Nturuugo na nhọpụta[dezie | dezie ebe o si]

Afọ Mmeme Ihe nrite Ọrụ Mpụtara
2014 ELOY Awards [12] TV actress of the year Tinsel A họpụtara ya
2011 City People Entertainment Awards [13] [14] [15] Fast rising actress O meriri
2010 2010 best of Nollywood awards Most promising Talent O meriri
2020 Africa Magic viewers'choice awards. (AMVCA) [16] Best Documentary Skin O meriri

Nsinweta[dezie | dezie ebe o si]

  1. https://www.vanguardngr.com/2013/12/bullied-part-formative-years-beverly-naya/
  2. https://www.imdb.com/name/nm4180684/bio
  3. https://allafrica.com/stories/201007090353.html
  4. Njoku, Benjamin (6 August 2011). What will make me to fall in love Beverly Naya. nigeriafilms.com. Archived from the original on 16 April 2014. Retrieved on 13 April 2014.
  5. What I share with Uti Nwachukwu – Nollywood actress, Beverly Naya. punchng.com. Archived from the original on 17 April 2014. Retrieved on 13 April 2014.
  6. BN Saturday Celebrity Interview: She’s Sexy, Fierce & Talented! It’s Nollywood Actress Beverly Naya | Bella Naija. bellanaija.com. Retrieved on 13 April 2014.
  7. "10 Things You Didn't Know About Beverly Naya – Youth Village Nigeria", 5 May 2016.
  8. "Fast rising Nollywood actress, Beverly Naya speaks on her career".
  9. "Guilty Pleasures | Nollywood REinvented", Nollywood REinvented, 21 May 2012.
  10. OASIS TV SERIES SET TO PREMIERE ON OCTOBER 31. Entertainment Afrique. Archived from the original on 27 May 2015. Retrieved on 27 May 2015.
  11. Clifford, Igbo. Beverly Naya Biography, Age, Early Life, Family, Education, Career, Net Worth And More.
  12. Seyi Shay, Toke Makinwa, Mo'Cheddah, DJ Cuppy, Others Nominated. Chinedu Adiele. Retrieved on 20 October 2014.
  13. I was bullied for most part of my formative years- Beverly Naya. Retrieved on 13 April 2014.
  14. Beverly Naya on iMDB. Retrieved on 13 April 2014.
  15. Beverly Naya – My Love Life, My Nollywood Dream. Retrieved on 13 April 2014.
  16. Beverly Naya Biography, Age, Early Life, Family, Education, Career, Net Worth And More. Retrieved on 2020-04-22.