Chief Daddy
Ụlọ ọrụ mmepụta ihe | ụlọ ọrụ ihe nkiri, Ihe nkiri nke Naịjirịa |
---|---|
aha | Chief Daddy |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụsụ Yoruba |
mmekorita ya na | Nollywood |
ụdị | comedy drama |
Onye ndezigharị | Victoria Akujobi |
ndi mgbasa ozi | Netflix |
mba osi | Naijiria |
Mmalite asụsụ ihe ngosi | Bekee, Asụsụ Yoruba |
asụsụ eji dee ọrụ | Bekee, Asụsụ Yoruba |
afọ/ụbọchị mbipụta | 2018, 14 Disemba 2018 |
ụbọchị mmepụta | 2018 |
Onye nduzi | Niyi Akinmolayan |
Odee akụkọ ihe nkiri | Bode Asiyanbi |
onye nduzi foto | Muhammad Atta Ahmed, Idowu Adedapo |
onye na-emepụta ihe | Mosunmola Abudu, Temidayo Abudu |
ụlọ ọrụ mmepụta ihe | Ebonylife TV |
ekesa site | Ebonylife TV |
Ụbọchị nke mbụ arụmọrụ | 2018 |
Ụcha anụkpa ahụ | color |
usoro nkesa | video on demand |
Kijkwijzer rating | 12 |
ụbọchị ọkwa | Disemba 2018 |
Chief Daddy bụ ihe nkiri ejije ntọọchị Naijiria nke afọ 2018 nke Niyi Akinmolayan duziri, nke Bode Asiyanbi dere ma Mosunmola Abudu na Temidayo Abudu mepụtara nke ewepụtara na onwa Disemba 2018. [1] [2] O gosipụtara ndị na-eme ihe nkiri Nollywood ama ama dị Funke Akindele Bello, Kate Henshaw, Nkem Owoh, Joke Silva, Patience Ozokwor, Richard Mofe Damijo na Racheal Oniga. [3] [4]
Akụkọ Ndịnaya
[dezie | dezie ebe o si]Chief Daddy bụ gbasara onye bụ ide n'emepụta ihe bụ Chief Beecroft, onye nọ dị ka onye na-enyere ezinụlọ buru ibu nke ndị ikwu, ndị ọrụ ụlọ na ndị nne na nna tinyere ndị enyi ya nwaanyị aka. Nke ọnwụ ya na mberede butere nsogbu n'ezinụlọ ya. [5]
Ndị Sonyere n'ihe nkiri
[dezie | dezie ebe o si]
Akindele
Premiere na ntọhapụ
[dezie | dezie ebe o si]E weputara Chief Daddy na Nigeria na ubochi iri abuó na ano na onwa Disemba, 2018 yana na Netherlands ubochi iri ise na onwa Machị na afo 2019 site na Netflix. [6] [7] Emere ihe nkiri a na Oriental Hotel dị na Legọs, ndị n'eme ihe nkiri Nollywood karịrị iri anọ bịara gụnyere Olu Jacobs, Joke Silva na Richard Mofe Damijo. [8] [9]
Ego ụlọ ọrụ na ndị nkesa
[dezie | dezie ebe o si]Ebony Life Films mere ihe nkiri a ma Film One Entertainment kesara ya na Nigeria tinyere na Netflix na Netherlands. [10]
Nrụtụ̀aka
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Chief Daddy - EbonyLife Films. Ebonylifefilms.com. Archived from the original on 4 November 2021. Retrieved on 20 May 2019.
- ↑ Chief Daddy - Netflix. Netflix.com. Retrieved on 20 May 2019.
- ↑ Brace Yourselves! "Chief Daddy" Is Coming To Netflix. Guardian.ng (4 March 2019). Archived from the original on 17 May 2019. Retrieved on 20 May 2019.
- ↑ Chief Daddy full movie cast (2018 Nigerian film). YouTube (10 December 2018). Retrieved on 20 May 2019.
- ↑ Chief Daddy could have been so much more but at least it will make you laugh a little. Pulse.ng (10 December 2018). Retrieved on 20 May 2019.
- ↑ Chief Daddy grosses N115.7 million in the first ten days of release. Pulse.ng (26 December 2018). Retrieved on 20 May 2019.
- ↑ EbonyLife Films' Chief Daddy Netflix release party - EbonyLife TV. Ebonylifetv.com. Archived from the original on 17 May 2019. Retrieved on 20 May 2019.
- ↑ Nigerian traditional outfits take centre-stage at ‘Chief Daddy’ premiere. Premiumtimesng.com (3 December 2018). Retrieved on 20 May 2019.
- ↑ Chief Daddy Premiere: Nigerian Traditional Attire Outshines - NTA.ng - Breaking News, Nigeria, Africa, Worldwide. Nta.ng. Retrieved on 20 May 2019.
- ↑ Netflix acquires ‘Chief Daddy’ – Tribune Online – Friday Treat. Tribuneonlinemg.com (8 March 2019). Archived from the original on 17 May 2019. Retrieved on 20 May 2019.