Bilha Chepchir

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Bilha Chepchir
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịKenya Dezie
obodo maka egwuregwuKenya Dezie
aha ezinụlọ yaJepchirchir Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya13 Ọktoba 1990 Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye egwuregwu volleyball Dezie
ụdị egwuregwuvolleyball Dezie

Bilha Chepchirchir (amụrụ 13 Ọktoba 1990) bụ onye egwuregwu bọọlụ volleyball nke Kenya. Ọ bụ akụkụ nke otu egwuregwu bọọlụ mba ụmụ nwanyị Kenya .

Ọ sonyere na asọmpi Volleyball ụmụ nwanyị 2010 FIVB . [1] Ọ na-egwuri egwu na Blue Triangle .

Klọb[dezie | dezie ebe o si]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Kenyan volleyball team at the 2010 FIVB Volleyball Women's World Championship. sebare.com. Archived from the original on 18 February 2020. Retrieved on 11 October 2015.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]