Gaa na ọdịnaya

Bilikisu Labaran

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Bilkisu Labaran
Born
Bilkisu Labaran
Nationality Nigerian
Known for Journalism
Bilikisu Labaran
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereBilkisu Dezie
Ebe ọmụmụSteeti Kano Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaAsụsụ Hausa, English Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ntaakụkọ Dezie
Onye were ọrụBBC Dezie
Ebe ọrụBBC Dezie

Bilkisu Labaran bụ onye nta akụkọ Naijiria, onye nchịkọta akụkọ na onye isi nke Africa News na Current affairs na BBC.[1][2] Ọ rụrụ ọrụ dị mkpa n'ịmepụta BBC pidgin[3][4] ma bụrụ onye nchịkọta akụkọ BBC mbụ nke Naijiria. Ọ na-arụ ọrụ ugbu a dị ka onye isi na BBC Africa Eye documentaries[5]

Tupu ọ banye na BBC, ọ bụ onye nkuzi na Mahadum Ahmadu Bello di na Zaria, Naijiria ma bụrụkwa onye nduzi mba Nigeria maka BBC World Service Trust.[6]

O nwere nzere masta na Mahadum Ahmadu Bello, Zaria, Naijiria na onye otu Institute of Information Management Africa ma bụrụ onye a họpụtara na 5 n'ime ụmụ nwanyị 25 kachasị ike na akwụkwọ akụkọ Naijiria n'afọ 2020, nke ụmụ nwanyị na akwụkwọ akụkọ Afrika chịkọtara.[7][8][9]

Ebemsidee

[dezie | dezie ebe o si]
  1. BBC's six decades of Focus on Africa (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News (2020-08-18). Archived from the original on 2021-12-04. Retrieved on 2021-12-02.
  2. Network Africa | BBC World Service. www.bbc.co.uk. Retrieved on 2021-12-03.
  3. How BBC's Focus deepens understanding of Africa (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News (2020-09-01). Retrieved on 2021-12-03.
  4. Onwuegbu (2017-08-21). BBC launches pidgin service (en-US). TODAY. Retrieved on 2021-12-04.
  5. Bilkisu Labaran | African Development Bank - Annual Meetings 2020. am.afdb.org. Archived from the original on 2021-11-29. Retrieved on 2021-12-03.
  6. Bilkisu Labaran | African Development Bank - Annual Meetings 2020. am.afdb.org. Archived from the original on 2021-11-29. Retrieved on 2021-12-03.
  7. Bilkisu Labaran | African Development Bank - Annual Meetings 2020. am.afdb.org. Archived from the original on 2021-11-29. Retrieved on 2021-12-03.
  8. Bio – Bilkisu Labaran (en-US). Archived from the original on 2021-12-04. Retrieved on 2021-12-03.
  9. Ijeoma Nwogwugwu, Stella Din, Kadaria Ahmed named among 25 most powerful Nigerian female journalists (en-US). TheCable (2021-10-02). Retrieved on 2021-12-02.