Jump to content

Bimalendu Sinha Roy

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Bimalendu Sinha Roy
Member of the West Bengal Legislative Assembly
[[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]]
Àtụ:Str rep
28 November 2019
Preceded byMahua Moitra
ConstituencyKarimpur
Personal details
Born1958
Political partyAll India Trinamool Congress
Alma materKalyani University
OccupationTeacher, Politician

Bimalendu Singha Roy bụ onye nkuzi India na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị si West Bengal nke All India Trinamool Congress.[1] Ọ bụ onye otu West Bengal Legislative Assembly.

Akụkọ ndụ

[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Roy n'afọ 1958. [1] Ọ gụsịrị akwụkwọ na Krishnagar Government College na Bekee.[2]Ọ gụsịrị akwụkwọ na postgraduate na bekee na mahadum Kalyani na 1982.[3]

Roy sonyeere ụlọ akwụkwọ sekọndrị Muragachha na 1985. Ọ ghọrọ onye isi ụlọ akwụkwọ a na 2000.[2] Ọ lara ezumike nká n'ọrụ ya na 2016.[4]

Roy natara Shiksharatna n'aka gọọmentị West Bengal na 2013.[2] Ọ natara onyinye Rashtrapati n'afọ 2017.[1]

A họpụtara Roy ka onye otu ndị omebe iwu West Bengal sitere na Karimpur na 28 Nọvemba 2019. [5][6][7]

Ihe odide

[dezie | dezie ebe o si]
  1. 1.0 1.1 1.2 ভরসা মহুয়া মৈত্র, সাংসদকে সঙ্গে নিয়েই করিমপুরে প্রচার শুরু তৃণমূল প্রার্থীর (bn). Sangbad Pratidin (1 November 2019). Retrieved on 28 November 2019."ভরসা মহুয়া মৈত্র, সাংসদকে সঙ্গে নিয়েই করিমপুরে প্রচার শুরু তৃণমূল প্রার্থীর". Sangbad Pratidin (in Bengali). 1 November 2019. Retrieved 28 November 2019. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name "a" defined multiple times with different content
  2. 2.0 2.1 2.2 প্রান্ত থেকে পাদপ্রদীপে (bn). Anandabazar Patrika (1 November 2019). Retrieved on 28 November 2019. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name "b" defined multiple times with different content
  3. BIMALENDU SINHA ROY. www.myneta.info. Retrieved on 28 November 2019.
  4. তৃণমূলের প্রার্থী অবসরপ্রাপ্ত শিক্ষক বিমলেন্দু সিংহ রায়, বাম-কংগ্রেস জোট প্রার্থী তরুণ আইনজীবী (bn). Bartaman (1 November 2019). Retrieved on 28 November 2019.
  5. Bypoll results: TMC wins all Bengal seats; BJP wins Pithoragarh in Uttarakhand. Times Now (28 November 2019). Retrieved on 28 November 2019.
  6. Bypoll Results: Trinamool Wins All 3 Seats In West Bengal, BJP Bags Uttarakhand's Pithoragarh Constituency. News Nation (28 November 2019). Retrieved on 28 November 2019.
  7. West Bengal byelection results: Trinamool Congress wins all three seats. The Times of India (28 November 2019). Retrieved on 28 November 2019.