Bongeka Gamede

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Bongeka Gamede
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịSouth Africa Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya22 Mee 1999 Dezie
Ebe ọmụmụIxopo Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheonye na-agbachitere Dezie
onye nsonye òtù egwuregwuSouth Africa women's national association football team Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie
so na2019 FIFA Women's World Cup Dezie

Bongeka Gamede (amụrụ n'abalị iri abụọ na abụọ n'ọnwa Mee n'afọ 1999) bụ onye ọgba egwuregwu bọọlụ South Africa nke na-agbara Mahadum nke Western Cape (UWC) na ndị otu ụmụ nwanyị South Africa bọọlụ dị ka onye nnọchiteanya nchekwa goolu.

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Obodo Gamede bụ Ixopo na KwaZulu-Natal.[1] Onye bụbu onye South Africa n'ogo ndị dị afọ iri na asaa n'afọ iri abụọ, e tinyere ya na ndị otu South Africa maka 2019 FIFA Women's World Cup n'agbanyeghị na ọ nọchitebeghi anya ndị otu mba ahụ na ọkwa okenye na mbụ. Ọ bụ nwa akwụkwọ na-agụ gbasara njem nlegharị anya na Mahadum nke Western Cape, maka nke a ọ kwụsịrị ule afọ mbụ ya iji pụta na asọmpi ahụ.[2] O gbara egwuregwu izizi ya na mba ụwa na egwuregwu enyi na enyi tupu iko mba ụwa megide Norway N'abalị abụọ nke ọnwa June 2019, na-mkpọba dị ka onye nnọchi anya na mmeri ọkpụ asaa asatara abụọ nke South Africa.[3]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Ndebele. "I'm ready for World Cup action - rookie Bongeka Gamede", Sowetan Live, 31 May 2019. Retrieved on 3 June 2019.
  2. "South Africa's Bongeka Gamede has no regrets about putting exams on hold for Women's World Cup", Yahoo! Sport, 30 May 2019. Retrieved on 3 June 2019.
  3. "Norway crash Banyana in final World Cup warm-up", SuperSport, 3 June 2019. Retrieved on 3 June 2019.

Àtụ:South Africa squad 2019 FIFA Women's World Cup