Buyelwa Sonjica

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Buyelwa Sonjica
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịSouth Africa Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya23 Maachị 1950 Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jimember of the National Assembly of South Africa Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịAfrican National Congress Dezie

Buyelwa Patience Sonjica (Amụrụ n'ụbọchị 23 Machị 1950) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị South Africa onye jere ozi dị ka Minista nke Mmiri na Mmekọrịta Gburugburu Ebe Obibi site n'ọnwa Mee 2009 ruo ọnwa Nọvemba 2010.[1][2]

Sonjica nwetara nzere na Mahadum Vista na Mahadim Rhodes.[1] Ọ rụrụ ọrụ dị ka nọọsụ ụmụ akwụkwọ na onye nkuzi.[1]

N'afọ 1976, ọ sonyere na ndọrọ ndọrọ ọchịchị ụmụ akwụkwọ na East London. Ọ na-arụsi ọrụ ike megide ọchịchị ịkpa ókè agbụrụ na UDF na SADTU mgbe African National Congress megidere iwu na South Africa. Mgbe a nabatara ANC ọzọ, ọ malitere ịrụsi ọrụ ike maka ya na Port Elizabeth.

Kemgbe ntuli aka nke afọ 1994, Sonjica bụ onye otu ndị omeiwu South Africa. Ọ bụ osote minista na Ngalaba nka na ọdịbendị. N'afọ 2004, a họpụtara ya dị ka Minista na Ngalaba Na-ahụ Maka Mmiri na Ọhịa, n'afọ 2006 dị ka Minera na-ahụ maka Minerals na Energy, na n'afọ 2009 dị ka Minna na-ahụ Maka Mpaghara Mmiri na Gburugburu Ebe Obibi.[1][2]

Ebemsidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 1.2 1.3 Buyelwa Patience Sonjica, Ms. Archived from the original on 30 October 2007. Retrieved on 2009-05-10.
  2. 2.0 2.1 Statement by President Jacob Zuma on the appointment of the new Cabinet. South African Government Information (10 May 2009). Retrieved on 2009-05-10. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name "za2009-05-10" defined multiple times with different content