CETEP City University
Ọdịdị
CETEP City University
| Oge/afọ mmalite | 2005 |
|---|---|
| Aha gọọmenti | CETEP City University |
| Akara ala | CETEP City University |
| Mmeko | National Universities Commission |
| Mba/obodo | Naijiria |
| Dị na ngalaba nhazi mpaghara | Yaba |
| Dị na mpaghara oge | UTC+01:00 |
| Ebe | Lagos |
| Nhazi ọnọdụ | 6°39′31″N 3°20′3″E |
| Asụsụ ọ na-asụ | English |
| Webụsaịtị | http://cetepcityuniversity.com/ |

CETEP City University bụ mahadum nke onwe nke dị na Yaba, mpaghara Lagos Steeti, Ndịda ọdịda anyanwụ Naijiria. Mahadum ahụ na-enye nzere na ọkwa nke undergraduate na postgraduate mgbe e guzobere ya n'afọ 2005.[1]
Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]- Ndepụta mahadum na Naịjirịa
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ LIST OF NIGERIAN UNIVERSITIES AND YEARS FOUNDED. National Universities Commission. Archived from the original on 20 October 2013. Retrieved on 1 August 2015.