Candis Angelene
Ọdịdị
Candis Angelene
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | South Africa |
| Aha enyere | Candis |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 21 Julaị 1975 |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye na-abụ abụ |
| Ngwa egwu | olu egwụ |
Candis Angelene (amụrụ n'abalị iri abụọ na otu nke ọnwa Julaị n'afọ 1975) bụ onye South Africa na-agụ egwu. Abọm mbụ ya bụ Ancient Light ruru ọnụ ọgụgụ nke anọ na chaatị Classic FM (South Africa).[1]
Discografị
[dezie | dezie ebe o si]N'afọ 2009, Angelene wepụtara abọm izizi ya bụ Ancient Light .[2] Abọm ahụ nwetara nyocha dị egwu. [citation needed] Magazin South African nke Eprel 2010 Oprah Magazine kwuru "Site n'ime mmụọ dị jụụ na nke na-eme ka obi ruo ya ala, abọm a ga-abụ nke anabata agbanyeghị mgbe n'ogologo ụbọchị gasịrị"
Ancient Light
[dezie | dezie ebe o si]E wepụtara ya: 2009 Number of Discs: 1
Ndepụta egwu
[dezie | dezie ebe o si]- Anthem of Courage
- This is our Secret
- Love of Our Own
- For Eternity (Per l’Eternita’)
- When all we have is Love
- Running Free
- They’re Shining for You
- My Brother
- The Lord’s my Shepherd
- Coming Home
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Candis Angelene Biography. Archived from the original on 4 April 2016. Retrieved on 16 May 2015.
- ↑ Candis Angelene: Ancient Light. Archived from the original on 4 March 2016. Retrieved on 16 May 2015.