Carl Clark

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Carl Clark
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNjikota Obodo Amerika Dezie
Aha enyereCarl Dezie
aha ezinụlọ yaClark Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1933 Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya2015 Dezie
Ọrụ ọ na-arụosee foto, veteran Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Nebraska system, Maryland Institute College of Art Dezie
Ebe obibiCalifornia Dezie
Nwere ọrụ na mkpokọtaStudio Museum in Harlem Dezie
ikike nwebiisinka dị ka onye okikeỌrụ nwebiisinka chekwara Dezie
omenkà faịlụ naSmithsonian American Art and Portrait Gallery Library Dezie

Carl Clark (1933-2015) bụ onye Amerịka na-ese foto na onye agha United States.[1]

Banyere[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ ya dị ka Carlton L. Clark na Boston, Massachusetts n'afọ 1933.[2] Clark nọrọ ihe ka ukwuu n'akụkụ ikpeazụ nke ndụ ya na-arụ ọrụ na Baltimore, Maryland ebe ọ na-ewere echiche nke ndụ ndị Afrịka Amerịka.[3] Mgbe ọ rụchara ọrụ agha atọ na Korea na Vietnam, ọ nwetara nzere bachelọ na Soshologi na Mahadum Nebraska, wee soro nzere bachelụ na Fine Arts na Maryland Institute College of Art.

Foto Clark anọwo na ngosi na Baltimore Museum of Art, Brooklyn Museum of Art. Maryland Art Place, Museum of Fine Arts, Houston, Museum of the National Center of Afro-Amerịkan Artists na Boston, Royal Photographic Society of England, Smithsonian Institution, na School 33 Art Center na Baltimore.

  1. Carl Clark, photographer artist and MICA graduate. Jacques Kelly. The Baltimore Sun, December 31, 2015. http://www.baltimoresun.com/news/obituaries/bs-md-ob-carl-clark-20151230-story.html
  2. Kelly. Carl Clark, photographer artist and MICA graduate, dies (en-US). baltimoresun.com. Archived from the original on January 4, 2019. Retrieved on January 4, 2019.
  3. Carl Clark: photographer with a purpose (en-US). The Baltimore Sun (February 25, 2001). Archived from the original on January 4, 2019. Retrieved on January 4, 2019.