Ndị Afụrịka ǹkè Amerịka

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Jump to navigation Jump to search
Ndi Afrika nke Amerika
ethnic group by residency, ethnic community
subclass nkeethnic community, Americans, Black people, African diaspora in the Americas Dezie
Akụkụ nkeAmericans Dezie
Asụsụ obodoAmerican English, African American Vernacular English Dezie
akara alaAfrican American Dezie
mba/obodoNjikota Obodo Amerika Dezie
Okpukpere chi/echiche ụwaProtestantism, Catholicism, Okpukpere Alakụba Dezie
mba osiEluàlà Dezie
diasporaAfrican diaspora Dezie
has listlist of African-Americans Dezie
akụkọ ihe mere eme nke isiokwuAfrican-American history Dezie
female form of labelafroamericana, Afroameričkany Dezie
AmericaAfrica.svg
Ndị Afụrịka ǹkè Amerịka a ma-ama

African American, ma ha na kpo ha Black American, bu oke ana mata ndi oji bi n'Njikota Obodo Amerika, m'obu nde nne na nna ha biara na afo gara-aga, amuo ha ebe a, ma o bụ ndi nwẹtẹrẹ akwukwo obịbị na Amerika.

Na oge gara-aga, ndi oji bi n'Amerikạ bu ndi ohu ndi ocha gbatara n'Afrika kpobata ha n'Amerikạ. A kwusiri hena mgbe ndi govumenti (Ochichi) Amerikạ deghariri Iwu-ala ha (Constitution) nke ugboro Iri na-ato Thirteenth Ammendment na Constitution.

Ndi afrika nke amerikạ mádu jùrù ya nke 42,020,743 (2010; census).[1]

Lee nke ozo

Links n'aga n'ezi

References

<references>

Gallery


  1. The Black Population: 2010: Ndi afrika nke amerikạ mádu na Njikota Obodo Amerika, by Sonya Rastogi, Tallese D. Johnson, Elizabeth M. Hoeffel, and Malcolm P. Drewery, Jr., United States Census Bureau, looked up on 17 March 2016.