Végíníyà

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Wuá ébé: otú uzọr, chọwa
Ọkọlóto Végíníyà
Ébé Virginia nọr na Amerika

Àkù-ñkịtị nke Virginia bu otu nkeji obodo nọr nà Njikota Obodo Amerika nke nọr na ikpele ya nke Atlantic na Nledà anyanwu Njikota Obodo. Ha tùrù Virginia ótụ áhà nke "Old Dominion" ("Obodo ichié") na ọ di mgbe ha na kpó ya ("Mother of Presidents") "Mmá ndi íshí Obodo" màkà ndi íshí U.S bu ébé ha mùrù ha ímérímé. Àlà na ufùlù nkeji nke di na áká Blue Ridge Mountains na Chesapeake Bay, ébé ìfulū na ihe àlà ndi ozor nke ya nọr. Íshí Àkù-ñkịtị nka bu Richmond; Virginia Beach bu nke mádu kàrìrì na Fairfax County bu nkeji-ndọndó nke kárírí mádu. Nkeji nke nwèrè mádu rúrú nde asaátọ.

Lee nke ozo[mèzi | edit source]