Barack Hussein Obama II (1961-) bụ onye isi ala United States site na 2009 ruo 2017. Obama bu onye ojii nke chiri obodo Amerika.