Washington, D.C.
Ọdịdị
Washington, D.C.
| Akụkụ nke | contiguous United States, Mid-Atlantic, Arlington–Alexandria–Reston metropolitan division |
|---|---|
| Oge/afọ mmalite | 16 Julaị 1790 |
| aha njirimara | Washington, D.C., Washington, Washington D. C., Washington |
| aha gọọmenti | Washington, District of Columbia |
| akara ala | Washington |
| aha otutu | Chocolate City |
| aha mkpirisi | Washington |
| A gụrụ aha | George Washington, Christopher Columbus |
| ederede moto | Justitia Omnibus |
| kọntinent | Olile anyanwu Amerika |
| mba/obodo | Njikota Obodo Amerika |
| isi obodo nke | Njikota Obodo Amerika, District of Columbia |
| dị na ngalaba nhazi mpaghara | District of Columbia |
| dị na mpaghara oge | Eastern Time Zone, UTC−05:00, UTC−04:00, America/New_York |
| dị na mpaghara mpaghara ọnụ ọgụgụ | Washington metropolitan area |
| dị n'ime ma ọ bụ n'akụkụ mmiri mmiri | Osimiri Potomac, Anacostia River, Rock Creek |
| ókèala n’agafe | District of Columbia, Washington–Arlington urban area |
| nhazi ọnọdụ | 38°53′42″N 77°2′12″W |
| nhazi nke geographic center | 38°54′36″N 77°0′53″W |
| nhazi nke ebe ugwu | 38°59′44″N 77°2′28″W |
| ebe kachasi elu | Fort Reno Park |
| ụlọ ọrụ nke onye isi gọọmentị nwere | Mayor of the District of Columbia |
| Onyeisi gọọmenti | Muriel Bowser |
| onye nwe | Robert F. Kennedy Memorial Stadium, DC Streetcar, Entertainment and Sports Arena |
| jikọrọ ọnụ na | District of Columbia |
| ederede ntọala | Article One of the United States Constitution, District of Columbia Home Rule Act |
| ihe omume dị ịrịba ama | curfew, public emergency |
| webụsaịtị | https://dc.gov/ |
| Ebe Data n'esonyeghi nọ | http://opendata.dc.gov/ |
| URL maapụ gọọmentị | https://octo.dc.gov/service/maps-and-applications |
| hashtag | Washington,_D.C. |
| ọkọlọtọ | flag of Washington, D.C. |
| uwe agha | Seal of the District of Columbia |
| akara ngosi | Hylocichla mustelina, Capitalsaurus |
| ọdịdị ala nke isiokwu | geography of Washington, D.C. |
| akụkọ ihe mere eme nke isiokwu | history of Washington, D.C., timeline of Washington, D.C. |
| Nhazi ihu igwe nke Köppen | humid subtropical climate |
| ndepụta ihe ncheta | National Register of Historic Places listings in Washington, D.C. |
| school district | District of Columbia Public Schools |
| ụdị metụtara | Category:Washington, D.C.-related lists |
| emeghe data portal | Open Data DC |
| Akụ na ụba nke isiokwu | economy of Washington, D.C. |
| demographics nke isiokwu | demographics of Washington, D.C. |
| Koodu ọkpụkpọ mpaghara | 202 |
| Koodu ọdụ ụgbọ elu IATA | WAS |
| Stack Exchange mkpado | https://travel.stackexchange.com/tags/washington-dc |
| Atiya maka ele ihe anya | Category:Views of Washington, D.C. |
| udi maka maapụ | Category:Maps of Washington, D.C. |


Washington, D.C., nke ana-kpo kwa Federal District of Columbia na D.C., bụ ịsị óche Njikota Obodo Amerika.
Ǫmúmú-àlà
[dezie | dezie ebe o si]Washington di na ebe ǫwųwa anyanwų Njikota Obodo Amerika (). Mádu jùrù ya nke 672,228 (2015; projection).[1]
Ama ukwu no na akuku Osimiri Potomac (Potomac River) na Osimiri Anacostia (Anacostia River). O no n'etiti Mérílạnd na Végíníyà.
Ákíkó mbu
[dezie | dezie ebe o si]Nú Yọk City na Philadelphia, Pensílvéníyạ bụrụ isi ruru 1800 mgbe government Njikota Obodo Amerika mere ebe Federal District of Columbia, ha hapu Philadelphia mee Washington D.C. isi ya.
Ihu igwe
[dezie | dezie ebe o si]Etiti ekpemeoku ya no na 13.7 °C. Ozuzomiri ya bų ihe dika 971 mm nime otu afǫ.[2]
Lee nke ozo
[dezie | dezie ebe o si]Links n'aga n'ezi
[dezie | dezie ebe o si]- Offical Website of United States Government, looked up on 16 March 2016.
- Offical Website of Washington, D.C. Government, looked up on 16 March 2016.
- Website of the George Washington University, looked up on 16 March 2016.
- Website of the American University, looked up on 16 March 2016.
References
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Madu na Washington D.C., na www.citypopulation.de/USA-Cities, looked up on 16 March 2016.
- ↑ Ihu igwe na Washington, D.C. na www.klimadiagramme.de/Namerika/washington, looked up on 16 March 2016.
Wikimedia Commons nwe ru media dị ikwu nye Washington, D.C..