Catherine Lamwaka

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Catherine Lamwaka
Born25 December 1983
NationalityUgandan
Education
  • Gulu Primary School
  • Sacred Heart Secondary School in Gulu
Alma mater
Known forpolitics
Political partyNational Resistance Movement (NRM)
Catherine Lamwaka
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịUganda Dezie
Aha enyereCatherine Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya25 Disemba 1983 Dezie
Ebe ọmụmụOmoro District Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụofficial, Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jimember of parliament, RDC Dezie
Mpaghara ntuli akaOmoro District Dezie
ebe agụmakwụkwọGulu Primary School, Sacred Heart Secondary School, Gulu University, Uganda Management Institute Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịNational Resistance Movement Dezie

Catherine Lamwaka (amụrụ na 25 Disemba, na afọ 1983) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Uganda na onye otu onye iri na otu ndi nzuko Ndi Omeiwu na Uganda na-anọchite anya Omoro District.

Ihe ndị mere n'oge gara aga[dezie | dezie ebe o si]

Lamwaka bụ nwanyị so na Nzukọ Ndị Omeiwu nke obodo Uganda .[1] Ọ bụ onye nnọchi anya nwanyị distrikti maka Omoro District na onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị National Resistance Movement (NRM).[2] Òtù NRM bụ òtù ndọrọ ndọrọ ọchịchị na-achị Uganda n'okpuru onye isi oche nke Yoweri Kaguta Museveni, onye isi ala Uganda[3].[4] Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye isi obodo na-ahụ maka mpaghara Gulu na Pader District.[5][6]

Agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

Lamwaka malitere agụmakwụkwọ praịmarị ya na ụlọ akwụkwọ praịmarịa nke Gulu ebe ọ gụsịrị ule praịmari ya. N'afọ 1996, ọ gara ụlọ akwụkwọ sekọndrị Sacred Heart, Gulu, maka agụmakwụkwọ O-level na A-level ebe ọ pụtara maka ule Uganda Certificate of Education (UCE) n'afọ 2000 na ule Uganda Advanced Certificate of education (UACE) n"afọ 2002.[7] O mechara sonye na Mahadum Gulu ebe, n'afọ 2006, ọ gụsịrị akwụkwọ na nzere bachelors na Development Studies. N'afọ 2008, ọ nwetara diplọma postgraduate na Public Administration and Management site na Uganda Management Institute.

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Kemgbe afọ 2016, Lamwaka abụwo onye otu ndị omeiwu nke Uganda, na-anọchite anya ndị obodo Omoro dị ka onye nnọchi anya nwanyị distrikti.[8] Ọ na-eje ozi na Kọmitii Nkwado Gọọmentị na Nzukọ Ndị Omeiwu nke Uganda ma bụrụ onye otu na osote onyeisi oche nke Uganda Women Parliamentary Association (UWOPA).[9] Ọ rụrụ ọrụ n'okpuru ọfịs onye isi ala dị ka Resident District Commissioner (RDC), Gulu District, site na afọ 2014 ruo na afọ 2015 na dị ka Residente District Commissioner, Pader District, site n'afọ 2010 ruo 2014.[10][11] Lamwaka jere ozi dị ka onye ọrụ mmepe obodo maka Amuru District site na afọ 2007 ruo na afọ 2010, na mbido ọrụ ya dị ka onye enyemaka nyocha maka Gulu NGO Forum site na afọ 2006 ruo afọ 2007.[12]

Ebenside[dezie | dezie ebe o si]

  1. Parliament of Uganda members of the 10th parliament. Parliament of Uganda. Archived from the original on 28 April 2021. Retrieved on 3 April 2020.
  2. Vision reporter. "Museveni commends Omoro on voting good leaders", New Vision, 12 May 2019. Retrieved on 3 April 2020.
  3. Cissy (29 August 2016). NRM's Lamwaka registers early lead in Omoro district. Daily Monitor. Retrieved on 3 April 2020.
  4. Jonathan (25 January 2020). NRM to endorse Museveni for another term. The East African. Retrieved on 3 April 2020.
  5. Alex (19 June 2015). Gulu RDC Catherine Lamwaka resigns for elective politics. Uganda Radio Network. Retrieved on 3 April 2020.
  6. Chris. "Pader RDC weds, museveni gives couple 10 cows", New Vision, 12 May 2013. Retrieved on 3 April 2020.
  7. Alex. "Sacred heart OG's boost Alma mater", The Observer, 1 July 2012. Retrieved on 3 April 2020.
  8. "Nrm's Lamwaka wins omoro woman mp race", New Vision, 30 August 2016. Retrieved on 3 April 2020.
  9. UWOPA executive(10th parliament). Uganda Women Parliamentary Association. Archived from the original on 6 April 2020. Retrieved on 3 April 2020.
  10. Earnest. "Eleven nominated for Omoro woman mp seat", New Vision, 30 July 2016. Retrieved on 3 April 2020.
  11. Daniel. "Pader teachers, financial institutions investigated for forgery", Uganda Radio network, 26 January 2014. Retrieved on 3 April 2020.
  12. Vision reporter. "Masaka DP youth battle elders as NRM women clash in amuru", New Vision, 26 February 2010. Retrieved on 3 April 2020.