Central Kilimanjaro language
Ọdịdị
Etiti Kilmanjaro (Central Kilimanjaro), ma ọ bụ Etiti Chaga (Central Chaga), bụ asụsụ Bantu nke Tanzania nke ndị Chaga na-asụ.
Ha nwere olumba dị iche iche:
- Moshi (Old Moshi, Mochi, Kimochi).
- Uru.
- Mbokomu.
- Wuunjo (Wunjo, Vunjo, Kivunjo), gụnyere Kiruwa, Kilema, Mamba, Moramu (Marangu), Mwika.
Asụsụ Moshi bụ obodo Chaga na asụ ya, Moshi, na olumba dị ùgwù nke asụsụ Chaga.