Jump to content

Chandana Sarkar

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Chandana Sarkar
Member of West Bengal Legislative Assembly
[[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]]
Àtụ:Str rep
May 2021
Preceded bySwadhin Kumar Sarkar
Personal details
NationalityIndian
Political partyAll India Trinamool Congress
Spouse(s)Paritosh Sarkar(বাচ্চু মাস্টার)

Chandana Sarkar bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị India. A họpụtara ya na West Bengal Legislative Assembly site na Baisnabnagar dị ka onye otu Trinamool Congress.[1][2][3] A na-akpọ ya onye inyeaka ndị mmadụ. A ma ama na mpaghara Malda niile maka ọrụ ya na enyemaka ndị mmadụ. Ka ọ dị ugbu a ọ bụkwa onye isi ala Malda Zilla Parishad.

Oge ọ malitere

[dezie | dezie ebe o si]

Ọ bụkwa Prodhan nke 18 mile gram Panchayat.   [citation needed]

Ebem si dee

[dezie | dezie ebe o si]