Gaa na ọdịnaya

Charles Olumo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Charles Olumo
mmádu
Ụdịekerenwoke Dezie
Mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereCharles Dezie
Ụbọchị ọmụmụ yaJulaị 1923 Dezie
Ebe ọmụmụȮra Ogun Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya31 Ọktoba 2024 Dezie
Asụsụ obodoAsụsụ Yoruba Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaEnglish, Asụsụ Yoruba Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee Dezie
Nnọchiaha nkeonweL485 Dezie

Charles Olumo Audio (Amụrụ na Julaị 1923 wee nwụọ na Ọktoba 31, 2024) bụ onye Naijiria na eme ihe nkiri si Abeokuta, Ogun State. Ọ na arụkarị ọrụ na ihe nkiri asụsụ Yoruba na "Nollywood".

Alhaji Abdulsalam Sanyaolu malitere ime ihe nkiri na 1953 na chọọchị dị na Lagos.[1]

Ihe odide

[dezie | dezie ebe o si]
  1. My Father used charm on me to make me lose interest in Acting – Charles Olumo Agbako. Sahara Weekly (2015-10-27). Retrieved on 22 January 2017.
[dezie | dezie ebe o si]