Cheb Sahraoui

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Cheb Sahraoui
Mmádu
Akụkụ nkeFadela & Sahrawi Dezie
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịAlgeria Dezie
aha ezinụlọ yaSahraoui Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1 Eprel 1961 Dezie
Ebe ọmụmụTlemcen Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaArabic Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye na-abụ abụ, pianist, omee Dezie
Onye òtùChaba Fadela Dezie
ngwa egwuolu egwụ Dezie
ụdịraï Dezie
akara ndekọRotana Music Group Dezie

Cheb Sahraoui (onye amụrụ Mohamed Sahraouui, Tlemcen, Algeria, 1 Eprel 1961) bụ onye Algeria na-agu egwu raï, onye mbụ gara njem North America na onye mbụ itinye synthesizers eletrọniki n'ime ndokwa ya.

Mmalite ndụ[dezie | dezie ebe o si]

Dị ka onye na-akpọ piano, ọ mụrụ egwu na ebe nchekwa egwu na Oran, wee malite ọrụ egwu ya site n'ịbụ abụ raï classics na egwu Beatles na klọb abalị nke obodo ahụ. E wepụtara egwu mbụ ya, "Ana Mahlali Noum", n'afọ 1978.

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

N'afọ 1983 ọ lụrụ onye na-agụ egwu Fadela Zalmat, nke a maara dị ka Chaba Fadela, ha abụọ malitekwara idekọ egwu dị ka mmadụ abụọ. Ihe ndekọ mbụ ha, "N'sel Fik", ghọrọ ihe na-ewu ewu na mba ụwa, ma soro ya na ihe ịga nke ọma na njem, nke gụnyere njem nke USA na 1990 na 1993. Mgbe ha nọ na New York, ha dekọrọ abọm "Walli" ha na onye na-emepụta ihe na onye na'ọtụtụ ngwá egwu Bill Laswell. Ha si Algeria kwaga France na 1994.

Na ngwụcha afọ 1990, Sahraoui na Fadela kewara. A tọhapụrụ abọm izizi nke Sahraoui, Un Homme Libre (A Free Man), n'afọ 2000.

Ihe ọmụma ndị ọzọ na ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

  • [[[:Àtụ:AllMusic]] AMG entry]