Gaa na ọdịnaya

Chijioke Nwakodo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Chijioke Nwakodo
mmádu
Ụdịekerenwoke Dezie
Mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereChijioke Dezie
Aha ezinụlọ yaChijioke Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya28 Maachị 1961 Dezie
Ebe ọmụmụȮha Abia Dezie
Ụbọchị ọnwụ yaỌgọọst 2017 Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaAsụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịPeople's Democratic Party Dezie

 

Chijioke Nwakodo
3rd Abia State Chief of Staff
In office
3 June 2015  September 2016
GovernorOkezie Ikpeazu
Succeeded byA. C. B. Agbazuere
Personal details
Born(1961-03-28) 28 Maachị 1961
Abia State, Nigeria
Died11 Ọgọstụ 2017(2017-08-11) (aged 56)
Political partyPDP

Chijioke Nwakodo bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na onye ọchụnta ego Naijiria. Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye isi ndị ọrụ steeti Abia nke atọ site n'ụbọchị nke atọ n'ọnwa Juunu n'afọ 2015 ruo mgbe ọ nwụrụ n'ọnwa Ọgọst n'afọ 2017.[1][2]

Tupu a họpụta ya, ọ rụkwara ọrụ dị ka onyeisi ndụmọdụ gbasara akụ na ụba na steeti Abia n'oge ọchịchị Theodore Orji.[3]

  • Gọọmentị Abia Steeti

Ebemside

[dezie | dezie ebe o si]